Eazzy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mildred Ashong
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereMildred Dezie
aha ezinụlọ yaAshong Dezie
aha pseudonymEazzy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Ọgọọst 1986 Dezie
Ebe ọmụmụAccra Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, rapper, odee egwu Dezie
ụdị ọrụ yarapper Dezie
ebe agụmakwụkwọMfantsiman Girls Senior High School, University of Professional Studies, Accra, Chartered Institute of Marketing, Symphony Hall Dezie
ogo mmụtapostgraduate education Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2010 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
Ọrụ ama amaTwinkle, Against All Odds Dezie
ụdịegwu hip hop, African popular music, Afrobeats Dezie
ahọpụtara makaGhana Music Awards Dezie

Eazzy bụ aha ọkachamara nke Mildred Ashong (amụrụ n'abalị mbụ nke ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1986), onye Ghana na-agụ egwu, onye na-eti egwu rap, na onye na-ede egwu.

Eazzy
Eazzy

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Mildred Ashong gụrụ n'ụlọ akwụkwọ St Anthony's Junior na ụlọ akwụkwọ JSS, Mfantsiman Secondary, Institute of languages, University of Professional Studies, na Chartered Institute of Marketing UK. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Birmingham, England na Postgraduate na chartered marketing UK na Symphony Hall n'onwa Nọvemba afọ 2008.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe otu afọ gasịrị ka ọ bachara ụlọ ọrụ egwu, ọ wepụtara abọm izizi ya Twinkle n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2010. Ndị egwu atọ kwadoro ya: "Bo Wonsem Ma Me", "Wengeze" na "One Gal". Egwu ndị a mere ka ọ nweta nhọpụta abụọ na 4Syte Music Video Awards nke afọ 2010, yana nhọpụta ise na 2011 Ghana Music Awards.[1][2]

Nrukọrịta ọrụ ya na Richie na egwu "One Gal" mere ka ọ nweta ihe nrite nke Best Story Line Video of the Year n'afọ 2011 nke 4Syte Music Video Awards .[3]

N'afọ 2012, Eazzy na Lynx Entertainment kagburu nkwekọrịta azụmahịa ha ma nwee kwekọrọ nkewaa ụzọ. Ọ bịanyere aka na UK Africori Distribution n'afọ 2014.

O wepụtara abọm nke abụọ ya Against All Odds na iTunes n'afọ 2014. Ọ na-egosi njirimara otu egwu "Go Go Wind", "Scream" na "Bad to da Bone", nke ikpeazụ n'ime ha nwere njirimara olu sitere na nke Edem. Ọ kwadoro Ghana Music Awards na 2014 na 2015. Ọ bụ onye ọka ikpe maka The Next Big Thing, usoro talent hip hop. Ọzọkwa, ọ bụ onye ọka ikpe na agba nke anọ,ise, asatọ na asaa nke MTN Hitmaker .[4][5]

O weputara "Kpakposhito", "Nana" nke gosipụtara Stonebwoy, "Forever" nke gosipụtara Mr Eazi, "Power" nke gosipụtara Shatta Wale, yana egwu Hiplife / Afrobeats akpọra"Obaa Gbemi".

Discografị[dezie | dezie ebe o si]

  • Wengeze
  • Twinkle (2010)
  • One Gal
  • Bo Wonsem Ma Me
  • Against All Odds (2014)
  • ’’ Solo Ep (2019)

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

  • Best Story Line Video of the Year 2011 - 4Syte Music Video Awards[6]
  • Best Female Video of the Year 2016 - 4Syte Music Video Awards[7]
  • Best Fashion Icon Ghana Kids Choice Awards[8]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ghana Music Awards 2011 Nominations. Ghana Music.
  2. Three artistes lead 2011 Ghana Music Awards nominations. Myjoyonline. Archived from the original on 2012-02-05. Retrieved on 2012-02-02.
  3. 4syte Video Music Awards 2011 Winners. Ghana Web.
  4. Eazzy lands judging role on MTN Hit maker Season 4 (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2018-10-04.
  5. Eazzy Picked As A Judge For MTN Hitmaker Season 7 – KubiLive (en-US). kubilive.com. Archived from the original on 2018-10-05. Retrieved on 2018-10-04.
  6. 2011 Vodafone 4syte Music Video Awards winners (en). www.ghanaweb.com (2011-11-20). Retrieved on 2018-10-04.
  7. Mawuli. "2016 4syte Music Video Awards: See complete list of winners". Retrieved on 2018-10-04. (in en-US)
  8. Asante. "Eazzy Rocks Ghana Kids Choice Awards", Modern Ghana. Retrieved on 2018-10-04. (in en)