Ebenezer Olatunde Farombi
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Farombi |
| Aha enyere | Ebenezer |
| Aha ezinụlọ ya | Olatunde |
| Aha ọma | professor |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1965 |
| Ebe ọmụmụ | Ibadan |
| Asụsụ obodo | English, Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba |
| Ọrụ ọ na-arụ | biochemist, academic |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Ibadan, University of Liverpool |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Arsenal FC |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Onye òtù nke | Nigerian Academy of Science |
| Ihe nrite | Fellow of the African Academy of Sciences, Fellow of the Nigerian Academy of Science |
Ebenezer Olatunde Farombi (amụrụ 28 Septemba 1965) bụ ọkammụta Naijiria gụrụ Biochemistry na Toxicology na ngalaba nke Basic Medical Sciences, kọleeji ọmụmụ ọgwụ, Mahadum Ibadan. Ọ bụ onye isi kọleji ahụ ma bụrụkwa onye isi, Molecular Drug Metabolism and Toxicology Laboratories na mahadum ahụ. Ọ bụ onye òtù Nigerian Academy of Science.[1][2]
Mmalite Ndụ na Agụmakwụkwọ Ya
[dezie | dezie ebe o si]Farombi nwetara nzere Bachelor of Scienceya n'afọ 1987, nzere master of Science ya n'afọ 1990 na nzere Doctor of Philosophy PhD ya n'afọ 1995 site na Mahadum Ibadan.[2]
Ọrụ Ya Dika Onye Gụrụ Aakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Ebenezer Olatunde Farombi malitere ọrụ ya dịka onye enyemaka gụsịrị akwụkwọ ọhụrụ na mahadum Ibadan n'afọ 1988.[3] Ọ ghọrọ onye nkuzi ukwu n'afọ 2000.[3] Ọ kwagara Mahadum Liverpool, England maka ọzụzụ ọkankuzi ya.[2]
Farombi bụ ọkàmmụta nleta na National Research Laboratory of Molecular Carcinogenesis and Chemoprevention, Mahadum Seoul National (2005/2006), Ngalaba Na-ahụ Maka Ọgwụ Na-edozi Ahụ. [2]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Farombi na-alụ Temitope Farombi,[4] onye ndụmọdụ gbasara neurology na Gastric Centre n'ụlọ ọgwụ kọleji Mahadum Ibadan], ha na ụmụ atọ na-ebikọ ọnụ.[2]
Akwụkwọ ndị O Bipụtara Ahọpụtara
[dezie | dezie ebe o si]- Exogenous taurine administration abates reproductive dysfunction in male rats exposed to silver nanoparticles[5]
- Atrazine: cytotoxicity, oxidative stress, apoptosis, testicular effects and chemopreventive Interventions[6]
- Metoprolol elicits neurobehavioral insufficiency and oxidative damage in nontarget Nauphoeta cinerea nymphs[7]
- Cellular and molecular mechanisms of aflatoxin B1-mediated neurotoxicity: The therapeutic role of natural bioactive compounds[8]
- Amelioration of neurobehavioral, biochemical, and morphological alterations associated with silver nanoparticles exposure by taurine in rats[9]
- Co-administration of thymol and sulfoxaflor impedes the expression of reproductive toxicity in male rats[10]
- Neurotoxicity of furan in juvenile Wistar rats involves behavioral defects, microgliosis, astrogliosis and oxidative stress[11]
Ihe Nrite na Nkwanye ùgwù Ya
[dezie | dezie ebe o si]Farombi bụ onye òtù Nigerian Academy of Science NAS (2014) .[1] Onye isi, Molecular Drug Metabolism and Toxicology Laboratories na Mahadum.[12] Onye isi oche nke Forum of Nigerian Toxicologists (FONTOX)[13]
Òtù Ndị O Sogasị na Ha
[dezie | dezie ebe o si]Osote onye isi oche, Society for Free Radical Research Africa (SFRR-Africa) Onye ode akwụkwọ mgbasa ozi ọhaneze ka pụrụ apụ nke Nigerian Academy of Science (NAS).[2] Onye òtù kansụl nchịkwa nke ụlọ ọrụ sayensị kacha elu na Naijiria.[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 {{Cite web |date=2022-06-02 |title=Ndị otu ụlọ akwụkwọ agụmakwụkwọ | Ụlọ akwụkwọ sayensị nke Naijiria |url=https://web.archive.org/web/20240302212838/https://nas.org.ng/all-fellows-list/ |access-date=2023-12-03 |website=nas.org.ng |language=en-US} }
- 1 2 3 4 5 6 7 Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Citation/CS1/Suggestions' not found.
- 1 2 Olatunde Farombi, Ebenezer. "Farombi CV 2022 - College of Medicine - University of Ibadan" (PDF). University of Ibadan. Retrieved 7 December 2023.
- ↑ Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Citation/CS1/Suggestions' not found.
- ↑ Farombi, Ebenezer Olatunde (August 2023). "Exogenous taurine administration abates reproductive dysfunction in male rats exposed to silver nanoparticles". ResearchGate. Retrieved 2 December 2023.
- ↑ Olatunde Faromb, Ebenezer (October 2023). "Atrazine: cytotoxicity, oxidative stress, apoptosis, testicular effects and chemopreventive Interventions". ResearchGate. Retrieved 3 December 2023.
- ↑ Olatunde Faromb, Ebenezer (August 2023). "Metoprolol elicits neurobehavioral insufficiency and oxidative damage in nontarget Nauphoeta cinerea nymphs". Research Gate.
- ↑ Olatunde Faromb, Ebenezer (August 2023). "Cellular and molecular mechanisms of aflatoxin B1-mediated neurotoxicity: The therapeutic role of natural bioactive compounds". ResearchGate. Retrieved 3 December 2023.
- ↑ Olatunde Faromb, Ebenezer (July 2023). "Amelioration of neurobehavioral, biochemical, and morphological alterations associated with silver nanoparticles exposure by taurine in rats". ResearchGate.
- ↑ Olatunde Faromb, Ebenezer (July 2023). "Co-administration of thymol and sulfoxaflor impedes the expression of reproductive toxicity in male rats". ResearchGate. Retrieved 3 December 2023.
- ↑ Olatunde Faromb, Ebenezer (July 2023). "Neurotoxicity of furan in juvenile Wistar rats involves behavioral defects, microgliosis, astrogliosis and oxidative stress". ResearcgGate. Retrieved 3 December 2023.
- ↑ Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Citation/CS1/Suggestions' not found.
- ↑ Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Citation/CS1/Suggestions' not found.