Eberechi Dick

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Eberechi Dick
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie

Àtụ:Infobox royalty Eze Eberechi N. Dick bụ eze Naijiria. Ọ bụ Eze Udo I nke Mgboko Ngwa Amaise Kingdom na Obingwa Local Government Area nke Abia Steeti. Ọ rụrụ ọrụ dị ka Onye isi oche nke Abia Steeti Traditional Rulers Council site na 2013 ruo 2019 na Onye isi oche South-East Council of Traditional Rulaers site na afo 2015 ruo afo2020. Ọ rụrụ ọrụ dị ka chancellor Federal University of Technology, Minna site na afo 2018 ruo afo 2021 ma ugbu a ọ bụ chancellor nke Federal University of Agriculture, Zuru.[1][2][3][4][5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Sampson (21 December 2021). Former South East traditional rulers council chairman calls for increased funding of varsities. The Sun. Retrieved on 24 February 2022.
  2. Dick (11 December 2016). We demand justice and equitable treatment — HRM Eze (Dr.) Eberechi N. Dick. The Guardian. Retrieved on 24 February 2022.
  3. Okoli (26 October 2015). South East monarchs get new chairman. Vanguard. Retrieved on 24 February 2022.
  4. Nigeria: Abia Gets New Council of Traditional Rulers. Daily Trust (26 November 2013). Retrieved on 24 February 2022.
  5. Emeruwa (28 November 2019). Ikpeazu dissolves Abia Traditional Rulers Council. Daily Post. Retrieved on 24 February 2022.