Obi Ngwa
Appearance
Obi Ngwa
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯha Abia |
nhazi ọnọdụ | 5°9′19″N 7°27′25″E |
Obingwa bụ Obodo Gọọmentị nke Abia Steeti, Naịjirịa. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Mgboko.
O nwere mpaghara nke km2
narị atọ na iri itoolu na ise (395 km2) na ọnụ ọgụgụ mmadụ otu narị na iri asatọ na otu narị anọ na iri atọ na itoolu na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.
Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị anọ na iri ise na atọ (453).[1]
Ebe ndị mmadụ bi
[dezie | dezie ebe o si]- Mgboko
- Abayi Okoroato
- Abala-Ibeme
- Mgboko Ngwa
- Ohanze
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- List of villages in Abia State
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-09-26. Retrieved on 2009-10-20.