Ebute Ero

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Àtụ:Infobox settlement

Ebute Ero
Ama
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
nhazi ọnọdụ7°11′0″N 5°35′0″E Dezie
Map

Ebute Ero bụ obodo dị na Lagos Steeti ndịda ọdịda anyanwụ Naịjirịa. Ọ dị na Lagos Island Local Government Area.[1] Ebute Ero bụ akụkụ nke Lagos Metropolitan Area. Obodo a bụ nnukwu njikọ nkwurịta okwu n'etiti ụmụ amaala ọhụrụ na ndị ochie nke Lagos. Ahịa a na-akpọ Ebute Ero nke dị n'obodo ahụ bụ otu n'ime ahịa kachasị ukwuu na nke kachasị ochie na Naịjirịa.[2][3][4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]