Edith Dankwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Edith Dankwa
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereEdith Dezie
aha ezinụlọ yaDankwa Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụ̀nta ego, chief executive officer Dezie
Ọkwá o jionyeisi oche nwaanyi Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of cape coast, Ghana Institute of Management and Public Administration, Chartered Institute of Marketing Ghana, Walden University Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts Dezie

Dr. Edith Dankwa bụ onye ọchụnta ego, onye ndụmọdụ na onye isi oche nke Business na Financial Times Limited. [1] [2] A maara Edith maka ịnye ọrụ ndụmọdụ gbasara azụmaahịa ma jee ozi dị ka onye ntinye ahịa maka azụmaahịa na-achọ ịgbatị na iwesapu ọrụ ha na Africa. Ọ na-ejikwa Business Times Africa Magazine (BT), Energy Today Magazine (ET) na akwụkwọ akụkọ Business & Financial Times (B&FT) n'okpuru ụlọ ọrụ ya, Business na Financial Times Limited. [1]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

O nwetara nzere bachelọ nke Arts na Management Studies na Mahadum Cape Coast, wee chụsoo MBA Executive site na GIMPA Business School. O nwere Diploma Post Graduate na Marketing sitere na Chartered Institute of Marketing, Ghana na nzere Post Graduate na njikwa akwụkwọ akụkọ sitere na Inwent International Institute of Journalism, Germany. Edith bụkwa onye otu nke Institute of Certified Economist nke Ghana ma nwee akara mmụta doctoral na nchịkwa azụmahịa (International Business) na Mahadum Walden dị na USA. [1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Dr. Dankwa jere ozi na bọọdụ nke ụlọọrụ gụnyere, TV3, International Chamber of Commerce (Ghana), Ghana News Agency na Unilever Ghana. [1] Ọ bụkwa ya tọrọ ntọala nke Executive Women Network, onye isi oche nke African Business Leaders Foundation na onyeisi oche nke Institute for Development and Policy. [1]

Mmezu na ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

  • Dọkịnta Dankwa nwetara ihe nrite n'afọ 2012 site n'aka otu Entrepreneurs Foundation nke Ghana, dịka 'Best Print Media Entrepreneur' maka afọ 2011. [1]
  • eTV Ghana hutara ya dị ka otu n'ime mmadụ otu narị kacha nwee mmetụta na Ghana maka 2013. [1]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 1.5 1.6 Mrs Edith Dankwa | Team - IDP Ghana. www.idpghana.com. Retrieved on 2018-12-08.
  2. Ahead of the Curve. The Business Year. Archived from the original on 2021-10-21. Retrieved on 2018-12-08.