Gaa na ọdịnaya

Edna Chepngeno

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Edna Chepngeno
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịKenya Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Julaị 1977 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
Ụdị egwuregwuvolleyball Dezie
So na2000 Summer Olympics Dezie

Edna Chumo Chepngeno (amuru 15 Julaị 1977) bu onye egwu bọọlụ Kenya mbụ. Ọ bụ akụkụ nke otu egwuregwu bọọlụ mba ụmụ nwanyị Kenya . Ọ sonyere na 1998 FIVB Volleyball World Championship . [1] Ọ sokwa ndị otu mba zọọ asọmpi n'oge okpomọkụ nke afọ 2000 na Sydney, Australia, wee gụchara nke iri na otu.

  • Kenya na asọmpi Olimpik Summer 2000

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Women Volleyball XIII World Championship 1998 Japan - 03-12.11 Winner Cuba (2015-06-26). Archived from the original on 2015-06-26. Retrieved on 2018-05-03.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]