Edo Queens F.C.
Ọdịdị
Edo Queens F.C.
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Nhazi ọnọdụ | 6°19′55″N 5°36′39″E |

Edo Queens bụ otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa hiwere isi na Edo steeti dị na ndịda Naịjirịa . Ha na-egwu n'asọmpi bọọlụ ụmụnwaanyị kacha elu na Naịjirịa, NWFL Premiership . [1] [2] [3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "2021 NWFL Premiership: Delta Queens return to winning ways, Edo Queens drop first point", Kick442, 23 December 2020. Retrieved on 10 January 2021.
- ↑ "NWPL Previews: Rivers Angels tackle Edo Queens as Bayelsa Queens and Robo tango", Goal.com, 23 December 2020. Retrieved on 10 January 2021.
- ↑ "NWFL : Edo Queens not afraid of Rivers Angels – Odey", Brila, 23 December 2020. Retrieved on 10 January 2021.