Edward Chiwawa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Edward Chiwawa
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịZimbabwe Dezie
Aha enyereEdward Dezie
aha ezinụlọ yaChiwawa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Maachị 1935 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
ụdị ọrụ yaart of sculpture Dezie

Edward Chiwawa (a mụrụ n'afọ 1935) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe. A mụrụ ya n'ebe ugwu ọdịda anyanwụ nke Guruve. Ọ mụtara ịkpụ ihe site n'iso nwa nwanne nna ya bụ Henry Munyaradzi rụọ ọrụ. Site na 1971 ruo 1973 ọ bụ onye bi na Tengenenge Sculpture Community. A na-ahụkarị ihe ọkpụkpụ ya nke ọma. Chiwawa egosila na Europe na Australia.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]