Egg-rasher

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Egg-rasher

Egg-rasher bụla ọtu ndi Igbo dila-kpo ex gratia, mkpuru okwu ndi bekee, mgbe afutala agha ndi Naigeria na ndi Biafra.[1] Ndi government dela mee exchange mkpisi ego ndi Biafra na nke ego ndi Nigeria maka ha nwetere obi oma.

Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. Feuser, Willfired F., "Nothing Puzzles God"! Chinua Achebe's Civil War Stories. Na i'me: Ehling, Holger G. na Holste-von Mutius, Claus Peter (Editors), No Condition is Permanent: Nigerian Writing and the Struggle for Democracy, Editions Rodopi B.V., Amsterdam - New York, 2001, p. 71.

Links n'aga n'ezi[dezie | dezie ebe o si]

  • Civil Peace (1971). Short story by Chinụa Achebe with focus on the term egg rasher. Text with background information, exercises and connotations, english, looked up on 20 March 2016.