Eid Al-Fayez

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Eid Al-Fayez
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1945 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
onye were ọrụUniversity of Jordan Dezie
ebe agụmakwụkwọBeirut Arab University Dezie
Eid Al-Fayez
Minister of Interior
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Minister of Interior
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Minister of State
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Minister of Labor
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Minister of Labor
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Personal details
Born10-10-1945
Manja, Emirate of Transjordan

Eid Al-Fayez (Arabic), (amụrụ n'afọ 1945) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Jọdan.

Ihe ọmụma nkeonwe[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Al-Fayez na 1945 na Manja, Jọdan. Ọ bụ nwa agbụrụ Bedouin na Jọdan a na-akpọ Bani Sakhr. N'afọ 1969, o nwetara nzere bachelọ na Economics na Mahadum Arab Beirut (BAU). Site mgbe ahụ ruo 1983 ọ rụrụ ọrụ na ngalaba onwe onye na America. N'afọ 1983 ọ malitere ịrụ ọrụ na ngalaba ọha na eze ma nwee ọkwa dị iche iche nke gọọmentị dịka Minista nke Ọrụ, Minista nke Steeti, Minista na-ahụ maka ndị ntorobịa na egwuregwu, na Minista nke Interior [1] nke o nwere ọtụtụ afọ mgbe bọmbụ Amman nke afọ 2005 gasịrị. Ọ bụ onye di ya nwụrụ ma nwee ụmụ atọ.

Ihe nrite na ihe ịchọ mma[dezie | dezie ebe o si]

  • Jordan Globe Grand Cordon-First Degree (Arabic), a na-ewere ya dị ka otu n'ime ihe nrite na ihe ịchọ mma kachasị mma na Jọdan. Jordan Globe Grand Cordon bụ nke Eze na-enye ndị mmadụ na-eme ka ha dị iche site na ọrụ pụrụ iche ha na Jọdan.
  • Ihe nrite nke United Nations Civil Defense
  • Ihe nrite nke mbụ nke Ministry of Interior nke Lebanọn

Ahụmahụ ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Onye isi oche nke Board of Trustees na Mahadum Al-Zaytoonah nke Jọdan 2011- (dị ugbu a)
  • Onye isi oche nke Kansụl Kasị Elu nke Nchebe Obodo
  • Onye isi oche nke Social Security Corporation
  • Onye isi oche nke Ụlọ Ọrụ Ọzụzụ Ọrụ
  • Onye isi oche nke Union of Arab Ports
  • Onye isi oche nke Arab Academy for Maritime Transport - Sharjah
  • Onye isi oche nke ndị nduzi na United Company for Organizing Land Transport
  • Onye isi oche nke Al-Badia Charity Organization
  • Osote Onye isi ala nke Aqaba Region Authority
  • Onye otu ndị nduzi na Arathe b Union of Land Transport
  • Onye otu Kansụl Na-achị Isi na ụlọ ọrụ Syrian-Jordanian maka okporo ụzọ
  • Onye otu ndị nduzi na National Shipping Lines
  • Onye otu Board of Free Zones
  • Onye otu ndị nduzi na ụlọ ọrụ ọdụ ụgbọ mmiri Aqaba
  • Onye otu ndị nduzi na Iraqi-Jordanian Land Transport Company
  • Onye otu ndị nduzi na Royal Club Research
  • Onye otu Kọmitii Nkà na Ụzụ nke Ụlọ Ọrụ Kemịkal Kasị Elu
  • Onye otu Kọmitii Atụmatụ Afọ Ise maka ngalaba njem
  • Onye otu Kọmitii Olimpik nke Jọdan
  • Onye otu Kọmitii Nchịkwa nke Òtù Jọdan maka Boy Scouts na Girl Guides
  • Onye otu Greater Amman Municipality
  • Onye otu Kọmitii Kasị Elu maka mmepe nke Southern Region
  • Onye otu Board of Trustees na Mahadum Jọdan
  • Onye otu Board of Trustees na Mahadum Al-Zaytoonah nke Jọdan

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]