Gaa na ọdịnaya

Ekwang

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ekpang Nkwukwo
dish, human food
Akụkụ nkeCameroonian cuisine Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Ụmụ amaala kaBafaw people, Kpwe people, Oroko people, Ȯra Akwa Ibom, Ȯra Cross River Dezie
Mba osiNaijiria, Kameroon Dezie
Ndị ji ya eme iheiri nri Dezie
Ekwang
Ekpangnkukwo 02

Ekwang (nke a makwaara dị ka "Ekpang Nkukwo" na, "Ekpang" na "Ekwang Coco") bụ nri Cameroon na Naijiria nke sitere na ndị Bakweri, Bafaw Oroko, Cross River State na Akwa Ibom State.[1][2] A na-eji édè ọhụrụ a na-ekpuchi na akwụkwọ édè eme ya.[3][4] Ihe ndị ọzọ a na-etinye bụ azụ ọhụrụ maọbụ nke a na-ese anwụrụ ọkụ, anụ, mmanụ nkwụ, mfịrịya (crayfish )na ngwá nri ndị ọzọ ga-eme ka ọ na-esi ísì ụtọ.[5]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. HOW TO MAKE DELICIOUS EKWANG (en-US). Precious Core (2020-11-14). Retrieved on 2021-07-18.
  2. Abella. Cameroon Ekwang by PreciousKitchen (en-US). African Vibes Magazine. Retrieved on 2021-07-18.
  3. My Local Adventures Blog: The Best Ekwang Recipe in Cameroon. My Local Adventures Blog. Retrieved on 2021-07-18.
  4. Ekwang (Ekpang Nkukwo) (en-US). Immaculate Bites (2013-12-27). Retrieved on 2022-03-05.
  5. Ekwang | Traditional Stew From Southwest Region | TasteAtlas. www.tasteatlas.com. Retrieved on 2022-03-05.