Elaine Proctor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Elaine Proctor
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereElaine Dezie
aha ezinụlọ yaProctor Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1960 Dezie
Ebe ọmụmụJohannesburg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, omee ihe nkiri, onye nhazi ederede Dezie
ebe agụmakwụkwọNational Film and Television School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1979 Dezie
Ihe nriteSutherland Trophy Dezie
ụdị metụtaraCategory:Films directed by Elaine Proctor Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Elaine Proctor (amụrụ 1960) bụ onye ndụzi ihe nkiri South Africa, onye na- ede ihe nkiri, onye edemede na onye na-eme ihe nkiri. Etinyere ihe nkiri ya bụ Friends na 1993 Cannes Film Festival , ebe ọ meriri dika ọ pụrụiche nke Caméra d'Or . [1]

Proctor gara ụlọ akwụkwọ National Film na Television School, ebe ọ gụrụ akwụkwọ n'okpuru onye nduzi bụ Mike Leigh . [2] Ihe nkiri ngụsị akwụkwọ ya bụ, On the Wire , ritere ihe nrite Sutherland Trophy nke ụlọ akwụkwọ ahụ. [3] Proctor edewokwa akwụkwọ akụkọ abụọ. Akwụkwọ akụkọ ya nke abụọ, Savage Hour, ka edepụtara aha na Barry Ronge Fiction Prize nke afọ 2015. [4]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Game for Vultures (1979)
  • Sharpeville Spirit (1986)
  • We will See/ Re tla bona (1987)
  • On the Wire(1990)
  • Friends (1993)
  • Kin (2000) [3] [5]

Akụkọ ifo[dezie | dezie ebe o si]

  • Rhumba (2011) [6]
  • Savage Hour (2015)

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

 

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. Festival de Cannes: Friends. festival-cannes.com. Retrieved on 18 August 2009.
  2. Candice Pires, "Filmmakers Mike Leigh and Elaine Proctor on their close friendship: Elaine Proctor and Mike Leigh met when she was a student at the National Film School and he was her teacher, and then, as fellow filmmakers, their friendship blossomed." The Guardian, 17 May 2015.
  3. 3.0 3.1 Beverly Andrews,"Himba on film", New African, 1 March 2001 Àtụ:Subscription required.
  4. "The Outsiders in My Head: 2015 Barry Ronge Fiction Prize Shortlistee Elaine Proctor on Writing The Savage Hour", The Sunday Times (South Africa), 2 June 2015.
  5. "Review: Kin", Variety, 7 August 2000.
  6. "Woven Tapestry of Colour", Daily News (Durban), 11 July 2012 Àtụ:Subscription required.