Elham Shahin
Ọdịdị
Elham Shahin
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Egypt |
| aha n'asụsụ obodo | إلهام شاهين |
| Aha ọmụmụ | إلهام السيد أحمد |
| aha enyere | Ilham |
| aha ezinụlọ ya | Chahine |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Jenụwarị 1960 |
| Ebe ọmụmụ | Cairo |
| nwanne | Ameer Shahin |
| Ikwu | Elham Zaki |
| Asụsụ obodo | Arabic |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| ọrụ ọ na-arụ | omee |
| ebe agụmakwụkwọ | Higher Institute of Theatrical Arts |
| oge ọrụ ya (mmalite) | 1981 |
Elham Shahin (Arabic: إلهام شاهين, nke a na-asupe kwa Ilham Shaheen, Ilham Shahin, Ilham Chahine, na Elham Shaheen) bụ onye Ijipt na-eme ihe nkiri.
Ọ pụtara n'ọtụtụ ihe nkiri Egypt na usoro telivishọn, merie ma nweta ihe nrite Egypt na nke mba ụwa.[1]
N'afọ 2021, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye akwụna na egwuregwu Jean-Paul Sartre a kpọrọ The Respectful Prostitute . Haaretz kọrọ na nke a "kpọrọ ọgba aghara ndọrọ ndọrọ ọchịchị n'Ijipt".[2]
Ihe nkiri ndị a họọrọ
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Aha ya | Ọrụ |
|---|---|---|
| 1985 | Halfout | Warda |
| 1986 | Onye Akaghị Ihe | Nawwara |
| Easabat Al'nisa |
| Afọ | Aha ya | Ọrụ |
|---|---|---|
| 1982 | Rihlat Azab | Soad |
| 1987 | Ịgbapụ n'Ụlọ Mkpọrọ | Mona |
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Elham Shahin. Fanoos Encyclopedia.
- ↑ Falah Saab. "A Daring Actress and Sartre Just Caused a Social Media Uproar and Political Turmoil in Egypt", 30 November 2021.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Elham Shahin na IMDb