Elsie Addo Awadzi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Elsie Addo Awadzi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereElsie Dezie
aha ezinụlọ yaAwadzi Dezie
Ebe ọmụmụGhana Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie
onye were ọrụBank of Ghana Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Ghana, Georgetown University Law Center Dezie
affiliation stringBank of Ghana Dezie
so naIMF 2021 Annual Meetings Dezie
Elsie Addo Awadzi
Addo speaking at the Ghana Securities Industry Association Summit during their 2018 Capital Market Week.
Born
Ghana
NationalityGhanaian
OccupationLawyer, Economist, Author
Known for2nd Deputy Governor of Bank of Ghana
Notable work
Designing Legal Frameworks for Public Debt Management

Elsie Addo Awadzi bụ onye ọka iwu gbasara akụ na ụba na ego mba Ghana . A họpụtara ya dịka onye nnọchi anya Gọvanọ nke abụọ nke Bank of Ghana na February 2018, nwanyị nke abụọ jigoro ọkwa ahụ. [1] A họpụtara ya dị ka onye isi oche nke Alliance for Financial Inclusion's Gender Inclusive Finance Committee na 2020. [2]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Addo gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Ghana ma nwetakwa nzere iwu yana M.B.A. n'ihe gbasara ego. Ọ gara n'ihu na Ụlọ Akwụkwọ Iwu Mahadum Georgetown, bụ ebe ọ nwetara nzere Masters n'iwu na iwu azụmahịa na akụnụba mba ụwa. [3] [4] [5] [6]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Addo rụrụ ọrụ dị ka onye kọmishọna nke Ghana's Securities and Exchange Commission afọ isii wee bụrụ onye ndụmọdụ dị elu nke ngalaba iwu nke IMF (Financial and Fiscal Law Unit), ebe ọ na-adụ ọdụ na mgbanwe ngalaba ego n'ihe gbasara nleba anya nke I.M.F., ịgbazinye ego na ọrụ enyemaka. O nwere ihe karịrị ahụmahụ afọ iri abụọ n'ọrụ dị iche iche na Ghana, Japan, South Africa, na United Kingdom [1] [1] [7] [1] mgbe ọ bụ nwanyị nke abụọ ga-abụ osote onye isi nke abụọ nke Bank of Ghana. Nana Addo Dankwa Akufo-Addo họpụtara ya na Febrụwarị afọ 2018. [8] [7] [9] [10] [11] [12] [13] [14]

Ihe ndị o dere[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ ya dere ọrụ ndị a:

  • Designing Legal Frameworks for Public Debt Management[15][16]
  • Resolution Frameworks for Islamic Banks[16]
  • Private law underpinnings of public[16]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 List of Governors and Deputy Governors of the Bank since its inception. Bank of Ghana. Archived from the original on 16 March 2021.
  2. AFI Gender Committee elects Elsie Addo Awadzi as Chairperson of GIFC (en). www.ghanaweb.com (2020-11-17). Retrieved on 2020-11-20.
  3. Elsie Awadzi appointed as BoG 2nd Deputy Governor (en-US). Citi 97.3 FM – Relevant Radio. Always (2018-02-12). Retrieved on 2019-10-10.
  4. Hayford (13 February 2018). Elsie Awadzi named as first female BoG 2nd Deputy Governor | Business & Financial Times Online (en-US). Retrieved on 2019-10-10.
  5. Akufo-Addo Appoints 2nd Deputy BoG Governor (en-US). The Ghana Star (2018-02-12). Retrieved on 2019-10-10.
  6. President Appoints Mrs. Elsie Awadzi As 2nd BoG Deputy Governor (en). Modern Ghana. Retrieved on 2019-10-10.
  7. 7.0 7.1 Akufo-Addo appoints Elsie Awadzi as 2nd Deputy Governor of BoG (en-gb). Graphic Online (2018-02-12). Retrieved on 2019-10-10.
  8. 10 Ghanaian women who inspired us in 2018 (en-US). www.pulse.com.gh (2018-12-31). Retrieved on 2019-10-10.
  9. VIDEO: Exclusive interview with BoG's Elsie Awadzi. www.myjoyonline.com. Archived from the original on 2019-10-10. Retrieved on 2019-10-10.
  10. Effah (2018-02-13). Elsie Awadzi appointed as BoG 2nd Deputy Governor (en). Yen.com.gh – Ghana news.. Retrieved on 2019-10-10.
  11. Welsing (12 February 2018). Akufo-Addo appoints Elsie Awadzi as 2nd Dep Governor of BoG | Starr Fm (en-US). Retrieved on 2019-10-10.
  12. Akufo-Addo appoints Elsie Awadzi as 2nd Deputy Governor of BoG (en). www.ghanaweb.com. Archived from the original on 2019-10-10. Retrieved on 2019-10-10.
  13. President Appoints 2nd BoG Deputy Governor (en-US). DailyGuide Network (2018-02-13). Retrieved on 2019-10-10.
  14. Akufo-Addo Appoints Elsie Awadzi as BoG's 2nd Dep Governor (en-GB). The Publisher Online (2018-02-12). Retrieved on 2019-10-10.
  15. IMF senior counsel explores legal frameworks for public debt management (en) (2015-07-03).
  16. 16.0 16.1 16.2 Elsie Addo Awadzi | International Monetary Fund – Academia.edu.