Emeka Offor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Emeka Offor
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereEmeka Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1959 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie

Emeka Offor (amụrụ na Febụwarị 10, 1959) bụ onye Naijiria na-ahụ maka mmanụ na onye ọchụnta ego, amụrụ na Kafanchan, Kaduna steeti.[1]

O si na obodo Irefi Oraifite na Ekwusigo local government area nke Anambra Steeti, dị na Nigeria. Offor gụrụ akwụkwọ praịmarị na Eziukwu Primary School na Aba, Abia Steeti, ya na St. Michael's Primary School na Ogbete, Enugu . Mgbe Ọ gụsịrị akwụkwọ praịmarị ya, ọ malitere agụmakwụkwọ sekọndrị ya na Merchant of Light School, ma mesịa kwaga Abbot Boys High School, Ihiala, Anambra Steeti [2]

O mepụtara Sir Emeka Offor Foundation (SEOF) "iji nyere ndị nọ ná mkpa aka inwe onwe ha ma nwee afọ ojuju".[3][4]

Ọ bụ Knight nke Saint Christopher na Ụka Anglican nke Naịjirịa, na otu n'ime ndị isi Knights na Oraifite, Anambra Steeti.[5]

Ndetu[dezie | dezie ebe o si]

  1. Gov Obiano Visits Sir Emeka Offor In Enugu Over Death Of His Father (Photos). Ndibe.org. Archived from the original on 2016-12-20. Retrieved on 2016-12-07.
  2. Kenechukwu. Sir Emeka Offor (Chrome Group). logbaby.com. Archived from the original on 23 February 2020. Retrieved on 10 February 2020.
  3. About SOEF. Retrieved on 17 May 2019.
  4. Omololu-Agbana. "Emeka Offor: Celebrating A Conscientious Giver". Retrieved on 17 May 2019.
  5. Oladipupo. "Sir (Dr) Emeka Offor: The Man, His Empire and His Good Deeds", Pilot News, 27 March 2020. Retrieved on 2 July 2020.