Emelia Brobbey

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Emelia Brobbey
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereEmelia Dezie
aha ezinụlọ yaBrobbey Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Jenụwarị 1982 Dezie
Ebe ọmụmụAkyem Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye ọchụ̀nta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọPresbyterian College, ICM, Ghana Institute of Management and Public Administration, Akim Swedru Senior High School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2002 Dezie
Ọrụ ama amaAsantewaa Dezie
Ihe nriteBest Actress Dezie

Emelia Brobbey (amụrụ 6 Jenụwarị 1982) bụ onye na -eme ihe nkiri Ghana, onye na -eme ihe egosi telivishọn na onye na -agụ egwu. [1] [2] Ọ ritere nturu ugo ezi nwaafọ onye ihe nkiri kacha mma nke afọ ma e wee họpụtakwa ya dịka onye ezi nkwado ihe nkiri n'afọ na City People Entertainment Awards n'afọ 2016. [3] [4] Ọ ritere ugo ezi nwanyị ihe nkiri kacha mma nke Gallywood na onye na -ahụ maka ọdịmma kachasị mmadu na 3G Awards nke New York n'afọ 2018. [5] ọ ritere awọd dika nwaafọ ome ihe nkiri nwanyi na ZAFAA Global Award nke 2019 ''the African film Academy Awards gosipụtara. [6]

Mmalite Ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Emelia Brobbey na Jenụwarị 6, 1982, ọ wee tolite na Akyem Swedru na mpaghara ọwụwa anyanwụ Ghana . Ọ gụchara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Akyem Swedru wee gaa n'ihu na kọleji ndị nkuzi nke Presbyterian. Mgbe o mechara asambodo A nke mmụta ịbụ onye nkuzi '. E zipụrụ Emelia ka ọ kụzie na Obuasi ebe ọ kuziri Agrik Sayensị [7] egbughị oge,, a kpọbatara ya n'ime ihe nkiri. Ọ nwetakwara diplọma na Jọnalizim akara ugo mmụta bachelor na Human Resource Management na asambodo ICM na Mgbasa Ozi nke nchịkọta akụkọ . [8]

Egwu[dezie | dezie ebe o si]

Ọ wepụtara egwu mbụ ya "Fa me ko" na 2019. [9] A katọrọ abụ a nke ukwuu maka iri mmeri n'ụda Emelia. [10] Jenụwarị 2020 ọ wepụtara egwu nke abụọ ya "Odo Electric" [11]

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Na Machị 2021, ahọpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchi anya COVID-19 National Trust Fund. [12]

Filmografii[dezie | dezie ebe o si]

  • Asantewaa
  • Asɛm Asa
  • Adofoasa
  • Seed of Rejection
  • Kae
  • Nkonyaa
  • Pains of true love
  • Medina do Tease
  • Kofi Sika
  • Mansa, The Pretty crying baby
  • Games of the heart

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Na 2010, Emelia lụrụ Dr Kofi Adu Boateng bụ onye guzobere ụlọ ọgwụ End Point Homeopathy mana di na nwunye ahụ gbara alụkwaghịm n'afọ 2012. [13] [14] [15] Ugbu a, ọ bụ nne naanị ya na -azụ ụmụ abuọ. Ọ mụrụ nwa nwoke mbụ ya mgbe ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ amụ maka ịbụ onye nkuzi. Nwa ya nwoke nke abụọ sitere na alụmdi na nwunye ya na dọkịta Kofi ma amụrụ ya na 13 June 2013. [16] [17]

Nrụtụka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Actress Emelia Brobbey celebrates birthday with adorable photo (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 15 April 2019.
  2. "Emilia Brobbery to sue colleague actress for defamation", Ghana Web, 7 March 2019. Retrieved on 17 April 2019.
  3. Full list of Ghanaian winners at City People Entertainment Awards (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 16 April 2019.
  4. Kemi Afolabi, OC Ukeje, Adedimeji Laleef among winners (en-US). Entertainment (26 July 2016). Retrieved on 16 April 2019.
  5. PHOTOS: Emelia Brobbey at 3G Awards 2018 (en-us). PrimeNewsGhana (2018-11-14). Retrieved on 2019-12-01.
  6. Emelia Brobbey wins Best Actor Female indigenous 2019 at ZAFAA Global Award (en-US). GhKings (2019-11-28). Archived from the original on 2020-12-05. Retrieved on 2019-12-01.
  7. Mwendwa (2020-11-29). Emelia Brobbey biography: husband, wedding, children, house, movies, songs (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2021-05-19.
  8. Actress Emelia Brobbey to put smiles on needy faces - MyJoyOnline.com. www.myjoyonline.com. Retrieved on 16 April 2019.
  9. Actress Emelia Brobbey's 'fame ko' song generates social media buzz (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-01-25.
  10. Tabernacle (2020-10-14). Don’t listen to my music if you think it is bad – Emelia Brobbey (en-GB). GhPage. Retrieved on 2021-05-03.
  11. Emelia Brobbey features Wendy Shay in new song 'Odo Electric'. www.myjoyonline.com. Retrieved on 2020-01-25.
  12. Nana Ama Mcbrown, Israel Laryea, Reggie Rockstone named as first batch of Covid-19 Trust Fund Ambassadors - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com. Retrieved on 2021-03-30.
  13. Mwendwa (2020-11-29). Emelia Brobbey biography: husband, wedding, children, house, movies, songs (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2021-05-19.
  14. Emelia Brobbey Profile, Married, Husband, Children, Other Facts (en-US). BuzzGhana - Famous People, Celebrity Bios, Updates and Trendy News (2014-01-31). Retrieved on 2021-05-19.
  15. "I am still single, I'm not married" -Emelia Brobbey (Video) (en-GB). GhPage (2019-01-28). Retrieved on 2021-05-19.
  16. Mwendwa (2020-11-29). Emelia Brobbey biography: husband, wedding, children, house, movies, songs (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2021-05-19.
  17. Emelia Brobbey Profile, Married, Husband, Children, Other Facts (en-US). BuzzGhana - Famous People, Celebrity Bios, Updates and Trendy News (2014-01-31). Retrieved on 2021-05-19.