Gaa na ọdịnaya

Emmanuel Adekunle

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Emmanuel Adekunle
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereEmmanuel Dezie
Aha ezinụlọ yaAdekunle Dezie
Aha ọmabishop Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Maachị 1962 Dezie
Ebe ọmụmụAbeokuta Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụinjinia, onye nkuzi Dezie
Ebe agụmakwụkwọFederal Polytechnic, Ilaro, University of Ibadan, Abeokuta Grammar School Dezie
Okpukpere chi/echiche ụwaChristianity Dezie
Nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Emmanuel Oludaisi Adekunle bụ bishọp Anglịkan na Naịjirịa.[1] ọ bụ Bishọp Egba ugbu a.[2]

A mụrụ Adekunle na Abeokuta na 29 Maachị 1962. Ọ gụrụ akwụkwọ na Abeokuta Grammar School, Federal Polytechnic Ilaro na Emmanuel College of Theology and Christian Education, Ibadan. Ọ bụbu onye nkuzi na injinia, e chiri ya n’afọ 1993. Ọ ghọrọ Canon na 1999 na archdeacon na 2001. N’afọ 2006, a họpụtara ya Provost nke Katidral St. Peter, Abeokuta. Edoro ya nsọ na Sọnde, 23 Ọgọst, 2009 na Katidral Church of St. Jude, Ebute Metta, Lagos.[3]

Ihe edeturu

[dezie | dezie ebe o si]