Empress Gifty

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Empress Gifty
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2007 Dezie

Empress Gifty (nke a na-akpọbu Empress Gifty Osei) bụ onye n'ahụ egwu ozi ọma nke Ghana na onye ejiji . [1] [2] Ọ bụ onye omenkà Oziọma mbụ na Ghana nwetara ndị osuso otu nde nke soshia midia bụ Instagram. [3]

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Empress n'ezinụlọ Oppong na Annan sitere na mpaghara etiti na ọdịda anyanwụ nke Ghana. Ọ malitere agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ praịmarị ya na Mantey Din Primary School na ụlọ akwụkwọ sekondri ndị junior nke ụlọ Akwụkwọ Oninku ha dum na Tema. Ọ gara n'ihu n'ụlọ akwụkwọ ejiji na Tema ma mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, o mepere ụlọ akwụkwọ ejiji nke ya na Tema ebe ọ zụrụ ụmụ akwụkwọ na ejiji na ndụ.[4]

Ọrụ egwu[dezie | dezie ebe o si]

Empress Gifty na Opanka na Zaza Mohkheti si South Africa nwere mmekorita. O kuola egwu kpu ọkụ dịka Aseda, Fefeefe, Epikye, Adensiedie, Adom, Jesus Over do, Jesus be too much, Odiyompo na Eye Woa .

E nyere ya ihe nrite awọd onye egwu nke afọ na 2018 National Gospel Music Awards .[5] N'afọ 2019, ọ nọ n'isi ndepụta nhọpụta na Maranatha Global Worship Music Awards nke emere na Kenya.[6]

O ritere ihe nrite VGMA dị ka ọnụ abụ ozioma nke afọ 2012 bụ Gospel Artist of the Year of the Year na 2012, ma merie 4syte Gospel Music Video of the Year na 2021.[7]

Ọ na-akwado The Resurrection Effect Concert kwa afọ.[8][9]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana, Hopeson Adorye ma o nwere ụmụaka abụọ.[10][11]

Discografị [12][dezie | dezie ebe o si]

Aseda - 2007

Feefeefe - 2012

Jesús be too much - 2014

Ebenezar - 2017

Jesus over do - 2020

Odiyompo - 2021

Anya woaa - 2021

Ihe nrite / nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Nhazi Category Ọrụ A Họpụtara Nsonaazụ Ref
2012 VGMA Gospel Artist of the Year Ya onwe ya Merie [13]
Abọm Oziọma nke Afọ Fefeefe Merie
2015 Gospel Music Awards Italy Nwanyị kacha mma na-eti egwu ozioma nke afọ Ya onwe ya Merie
2017 Ihe nrite ejiji na ndụ Onye na-ese ihe kachasị mma nke afọ Ya onwe ya Won [14]
2021 Ghana Urban Gospel Music Awards Vidio egwu nke afọ Won [15]
VGMA Abụ Oziọma kacha mma nke afọ Jesus Over Do Ahọpụtara [16]
Best Gospel Artiste of the Year Ya onwe ya Ahọpụtara
3Music Awards Digital Act of the Year Ya onwe ya Won [17]
Oziọma nke Afọ Ya onwe ya Nom
Abụ Oziọma nke Afọ Jesus Over Do Nom
Nwanyị nke Afọ Ya onwe ya Nom

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Call me Empress Gifty Adorye – Gifty Osei (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-06-15.
  2. Somuah-Annan (2021-07-31). Gospel is not free, even the Bible is not free – Gospel musician, Empress Gifty (en-US). 3NEWS. Archived from the original on 2021-12-01. Retrieved on 2022-03-10.
  3. I am the only gospel artiste in Ghana to hit 1 million followers on Instagram – Gifty Adorye (en). GhanaWeb (2022-01-07). Archived from the original on 2023-04-08. Retrieved on 2022-03-10.
  4. Anderson (2021-07-26). Changing how I dress has upgraded my music brand- Empress Gifty opens up (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2022-03-10.
  5. Gifty Osei wins Gospel Artiste at National Gospel Music Awards 2018. www.myjoyonline.com. Retrieved on 2019-06-15.
  6. Gifty Osei leads nominations in 2019 Global Worship Music Awards in Kenya (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-06-15.
  7. Online. Empress Gifty Announces Summer Europe Tour 2019. Peacefmonline.com - Ghana news. Retrieved on 2022-03-11.
  8. Secular artistes to perform at Empress Gifty’s ‘Resurrection Effect Concert’ - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com (2020-03-05). Retrieved on 2022-03-11.
  9. Empress Gifty Adorye performs on a horseback at 'The Resurrection Effect' Concert (Video) (en-US). Attractive Mustapha (2019-04-23). Retrieved on 2022-03-11.
  10. Tali (2021-12-15). 'Attack me and leave my husband and family out' - Empress Gifty to critics (en). Pulse Ghana. Retrieved on 2022-03-10.
  11. Gospel musicians collapsed Gifty Osei's first marriage — Source claims (en). www.ghanaweb.com. Archived from the original on 2019-07-23. Retrieved on 2019-06-28.
  12. LHX. Empress Gifty songs download: Empress Gifty MP3 new songs, lyrics, albums, playlists | Boomplay Music (en). Boomplay Music - WebPlayer. Retrieved on 2022-03-10.
  13. Full List Of Winners Of 2012 Vodafone Ghana Music Awards... (en-US). GhanaCelebrities.Com (2012-04-15). Retrieved on 2022-03-11.
  14. GospelGh (2017-04-04). Gifty Osei Wins Most Stylish Artist Award At the Fashion And Lifestyle Awards 2017 (en-GB). GospelGh. Retrieved on 2022-03-11.
  15. Diana Hamilton wins big at Ghana National Gospel Music Awards 2021 - Full List of Winner (en-US). WorshippersGh (2021-08-29). Retrieved on 2022-03-11.
  16. VGMA22: See the list of nominees. MyJoyOnline. MyJoyOnline. Retrieved on April 5, 2021.
  17. 3Music Awards 2021: All the winners (en). Music In Africa (2021-03-29). Retrieved on 2022-03-11.