Encomium Magazine

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Encomium Magazine
Categories Celebrity
Frequency Weekly
Publisher Encomium Ventures Limited
Founded 1997
Country Nigeria
Based in Lagos[1]
Language English
Website Encomium Magazine
Encomium Magazine
magazine
Oge/afọ mmalite1997 Dezie
mba osiNaijiria Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
webụsaịtịhttp://www.encomium.ng Dezie

Encomium Magazine bụ magazin Naijiria nke Encomium Ventures Limited bipụtara. Magazin ahụ amalitela ibipụta kemgbe afọ 1997.[2] Isi ụlọ ọrụ ya dị na Ikeja, Lagos Steeti.

Encomium Magazine so n'ime magazin na-ere ahịa n'ụzọ dị nro na Naịjirịa. Mgbasa ozi ya gụnyere asịrị ndị ama ama, ahụike, ụdị na ọdịmma.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Rosalind I. J. Hackett (5 December 2014). Proselytization Revisited: Rights Talk, Free Markets and Culture Wars. Routledge. pp. 190–. ISBN 978-1-317-49109-5.
  2. Encomium Magazine. www.encomium.ng. Retrieved on 28 November 2016.
  3. Encomium Magazine-About us. www.encomium.ng. Archived from the original on 10 December 2016. Retrieved on 28 November 2016.