Eniola Badmus

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Eniola Badmus
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoEniola Badmus Dezie
Aha ọmụmụEniola Badmus Dezie
Aha enyereEniola Dezie
aha ezinụlọ yaBadmus Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Septemba 1983 Dezie
Ebe ọmụmụIjebu Ode Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, brand ambassador, onye nhazi ederede Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ȯra Lagos, Mahadum nke Ibadan Dezie
ogo mmụtabachelor's degree Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2000 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2020 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriAkpe: Return of the Beast, Omo Ghetto: The Saga, Jénífà Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Eniola Badmus, (a mụrụ n'ụbọchị 7 nke n'ọnwa Septemba, afọ1983), [1] bụ onye na-eme ihe nkiri na Naịjirịa . [2] Ọ bịara pụta ìhè n'afọ 2008 mgbe o gosipụtara na ihe nkiri ahụ Jenifa . [3]

Mmalite ndu na mmuta[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Eniola na Legọs nke Naijiria, ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Ijebu Ode [4] Ọ gara Mahadum nke Ibadan ebe ọ gụrụ Theater Arts na mahadum nke Lagos Steeti ebe ọ gụsịrị akwụkwọ nzere masta na Ekọnọmiks . [5]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ Eniola na ịbụ onye ọkaibe bidoro n’afọ 2000 ruo n’afọ 2008 mgbe ọ pụtara ihe n'ihe nkiri yoroba abụọ a kpọrọ Jenifa na Omo Ghetto . [6] Ihe nkiri abụọ ahụ nyere aka na ịrị elu ya na ụlọ ọrụ ntụrụndụ nke Naijiria bụ nke hụworo ya na i du ma na nkwado ndị na-eme ihe nkiri na ọtụtụ ihe nkiri yoroba na Bekee . [7] [8]

Asịrị Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

N;ụbọchị nke iri abuo nke onwa Ọktoba nke afọ 2020, ka anụrụ na Eniola ka agbagburu n’oge ogbugbu Lekki nke ndi ngagharị iwe #EndSARS [9] Kosiladị, ọ gbaghaara asịrị ahụ na ọ nwụọla ma kwuo n'eziokwu na ya anọghị n'oge ngagharị iwe ahụ. [10]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Nhọrọ ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Inc-film

Ndekọ ihe nkiri a ezughi ezu,i nwere ike tinye aka denye ụfọdụ

  • Jenifa
  • Angelina
  • Village Babes
  • Oreke Temi
  • Blackberry Babes
  • Mr. & Mrs Ibu
  • Wicked Step-mother
  • Child Seller[11]
  • Adun Ewuro
  • Visa Lottery
  • Ojukwu the War Lord
  • Police Academy
  • Not My Queen
  • Battle for Justice
  • Miss Fashion
  • Eefa
  • Omo Esu
  • " Black Val"
  • GhettoBred
  • Househelp
  • Karma
  • Big Offer
  • Jenifa
  • Omo-Ghetto
  • Daluchi
  • Funke
  • Miracle
  • The-Spell
  • Oshaprapra

Nkwado ụlọ ahịa[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Maachị afọ 2016, ka emeputara Eniola dika onye nnochi anya nke ụlọ ọrụ nkwukọrịta Etisalat . [12]

  • Western Lotto
  • Indomine
  • Peak milk

Onyinye na nhoputa[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Emume onyinye Nrite Nsonaazụ Ref Rịba ama
2010 2010 Best of Nollywood Awards style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara -
2011 2011 Best of Nollywood Awards style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2012 2012 Best of Nollywood Awards style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2014 City People Entertainment Awards 2014 style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2014 Golden Icons Academy Movie Awards Best Comedic Act|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2015 2015 Golden Icons Academy Movie Awards|style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie na Akpororo
2015 Black Entertainment Film Fashion Television and Arts style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie -

Best movie actress city people 2017 Best actress 2018 (Plus size African fashion week)

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Oni, Iyanu. "Much Ado about Eniola Badmus Real Age", Daily Times of Nigeria. Retrieved on 29 June 2016.
  2. "An average man but without body or mouth odour — Eniola Badmus", Vanguard Newspaper, 24 January 2015. Retrieved on 1 June 2016.
  3. "Can Never Go Nude, Even For $1 Million – Eniola Badmus", Naij, 25 July 2014. Retrieved on 1 June 2016.
  4. Badmus, Kayode (22 December 2015). Eniola Badmus Biography,Age,Movies & Profile. BiographyRoom. Archived from the original on 3 May 2016. Retrieved on 1 June 2016.
  5. Badmus, Kayode. "Eniola Badmus: 10 quick facts about your favourite plus-size actress", 8 September 2015. Retrieved on 1 June 2016.
  6. Sholola, Damilola. "I can’t have a party without alcohol — Eniola Badmus", Vanguard Newspaper, 9 November 2014. Retrieved on 1 June 2016.
  7. Eniola Badmus Biography, Profile, Movies & Life History (3 October 2012). Retrieved on 1 June 2016.
  8. Eniola Badmus Speaks On Her Rumoured Death. 042coded.com.ng. Archived from the original on 12 April 2019. Retrieved on 12 April 2019.
  9. Actress Eniola Badmus Alledgely Shot And Dead (Video) (en-US) (2020-10-20). Archived from the original on 2020-10-28. Retrieved on 2020-11-15.
  10. Actress Eniola Badmus Debunks Rumors of Being Shot (en-US) (2020-10-21). Archived from the original on 2020-10-28. Retrieved on 2020-11-15.
  11. Eniola Badmus Played A Fast One On Mercy Johnson - In " Child Seller ", irokotv Nollywood, Retrieved 2 June 2016
  12. Showemimo, Adedayo. "Nollywood actress, Eniola Badmus joins Olamide and Ice Prince as Etisalat ambassador", Nigerian Entertainment Today, 11 April 2016. Retrieved on 29 June 2016.

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Eniola Badmus on IMDb