Entissar Amer

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Entissar Amer
Entissar Amer
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Aha enyereEntissar Dezie
aha ezinụlọ yaAmer Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Disemba 1956 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
Dị/nwunyeAbdel Fattah el-Sisi Dezie
nwaMahmoud el-Sisi Dezie
Asụsụ obodoEgyptian Arabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Egyptian Arabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiFirst Lady of Egypt Dezie
ebe agụmakwụkwọAin Shams University Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie

[1]Entissar Amer (Arabic; amụrụ ya na 3 Disemba 1956) bụ nwanyị mbụ nke Ijipt ugbu a, ebe bụ na di ya Abdel Fattah el-Sisi ghọrọ onye isi ala nke isii nke Ijipt na 8 June 2014.

Mmụta[dezie | dezie ebe o si]

Amer nwetara diplọma ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya na El Abbassia High School n'afọ 1977. O nwetara nzere BCom na ndekọ ego na Mahadum Ain Shams .[1]

Ezinụlọ[dezie | dezie ebe o si]

Amer lụrụ nwa nwanne nne ya el-Sisi na 1977 mgbe el-Ssi gụsịrị akwụkwọ na Military Academy.[1][2] Ha nwere ụmụ nwoke atọ na otu nwa nwanyị: Mahmoud, Mostafa, Hassan na Aya.[3]

Amer ghọrọ Nwunye Mbụ nke Egypt na nhọpụta di ya ka ọ bụrụ Onye isi ala Egypt ka emechara ngagharị iwe ndị Egypt nke June 2013;  nke mere ka ndị agha kwatuo Mohamed Morsi n'ọchịchị.  A họpụtara onye ọka ikpe Adly Mansour dị ka onye isi oche n'oge mgbanwe site na 3 Julaị 2013 ruo 7 June 2014. Mgbe ahụ, el-Sisi meriri ntuli aka onye isi ala nke e mere emesịa, wee ṅụọ iyi nke ọrụ na 8 June 2014.

Ebubo nrụrụ aka[dezie | dezie ebe o si]

Otu onye Ijipt bụbu onye ọrụ nkwekọrịta agha, Mohamed Ali, boro ebubo na Entissar Amer bụ akụkụ nke "nrụrụ aka zuru oke" metụtara ndị ọrụ agha na ndị ikwu Sisi.  Mkpesa n'okporo ámá mere na nzaghachi nye nkwupụta Ali banyere Amer na di ya.[4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 AfricaNews (2019-06-01). Celebrating African First Ladies: Senegal's Marieme Faye Sall (en). Africanews. Archived from the original on 2019-10-17. Retrieved on 2019-09-18. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  2. al-Hameed. "Egypt's next first lady? Meet Mrs. Sisi and Mrs. Sabbahi", al-Arabiya, 12 May 2014. Retrieved on 3 April 2018.
  3. Egypt’s next First Daughter? Meet Aya al-Sisi
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "AJE_27Sep_predictions" defined in <references> is not used in prior text.