Erigga
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Aha pseudonym | Erigga |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Maachị 1987 |
| Ebe ọmụmụ | Warri |
| Ọrụ ọ na-arụ | rapper, onye na-abụ abụ |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2008 |
| Ngwa egwu | olu egwụ |
| Ụdị | egwu hip hop |
Erigga | |
|---|---|
| Birth name | Erhiga Agarivbie |
| Also known as | PaperBoi, 2 seconds, Eribaba, New Money |
| Born | 30 Maachị 1987 Warri, Delta State, Nigeria |
| Origin | Warri, Delta State |
| Genres | Hip hop |
| Occupation | Rapper |
| Years active | 2008–present |
| Labels | Emirate Empire [1] |
Erhiga Agarivbie (amụrụ ya 30 Machị 1987), amaara ya site na aha ọgbọ ya bụ Erigga. Ọ bụ onye Naịjirịa na-eti egwu hipụ họpụ.
Akụkọ Ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Amụrụ Erhiga Agarivbie na Warri, Delta Steeti, ebe ya na ezinaulo ya toro. Ọ bụ nwa mbụ n’ime ụmụ ise. Ọ gara ụlọ akwụkwọ "Standard International" na ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị.
Erigga malitere ọrụ egwu ya na mbido 2010. Ya na ọtụtụ ndị na-emepụta egwu arụọla ọrụ, nkeg ụnyere PFizzy, Snow Man na Phizy Joe. Mbupute egwu izizi Erigga bụ "Mo Street Gan". E mere vidio egwu ahụ na Nea, nke AKIN Alabi duziri. [2] Egwu a ghọrọ abụ isiokwu nke Rdio Continental.
Na 2013, Erigga wepụtara "Coupé Décalé ft Shuun Bebe". Vidiyo egwu a nwetara kwado TV na Naịjirịa. Na mbido 2014, o weputara egwu ọzọ akpọrọ "Love No Be Garri", nke gosipụtara Jimoh Waxiu.
Na 17 Julaị 2017 Erigga wepụtara abọm ya A Trip to the South nke gụnyere Orezi, Skales, Duncan Mighty na ọtụtụ ndị ọzọ. [3]
Na 2018, Erigga weputara egwu ọzọ akpọrọ "Motivation" nke gosipụtara Victor AD . Egwu a enwetala ihe karịrị otu nde nkiri mmadụ na YouTube. [4]
Onyinye na nhọpụta
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Mmemme | Nrite | Ọrụ a họpụtara | Nsonaazụ | Ref |
|---|---|---|---|---|---|
| 2019 | The Headies | Ọkacha eti egwu okporo ụzọ | Erigga for " Motivation " feat. Victor AD|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [5] | |
| 2012 | Ọkacha eti egwu okporo ụzọ | Erigga for "Mo Street Gan"|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [6] | ||
| style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |||||
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Studiyo abọm
[dezie | dezie ebe o si]| Aha | Nkọwa |
|---|---|
| A Trip to The South [7] |
|
| Okorowanta [8] |
|
| A Trip to The South |
|
| The Erigma II [10] |
|
Nsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Famous Warri rapper Erigga signs multi-million Naira deal with Emirate Empire. Sublime Media Group. Retrieved on 29 November 2016.
- ↑ Get Familiar: Erigga – Mo Street Gan. 360Nobs. Archived from the original on 5 July 2012. Retrieved on 3 December 2011.
- ↑ ERIGGA HAS RELEASED HIS "A TRIP TO THE SOUTH" ALBUM.. Pulse Nigeria. Archived from the original on 10 November 2018. Retrieved on 20 July 2017.
- ↑ ‘Erigga is best rapper Nigeria has got at the moment’. Vanguard Newspaper (31 August 2018).
- ↑ Headies 2019: Here are all the winners at the 13th edition of music award (en-US) (2019-10-20).
- ↑ 2012 NigPsquare, Bez lead Headies 2012 nominees list (28 August 2012).
- ↑ Erigga - "A Trip To The South Album" - Trendybeatz (en).
- ↑ Erigga - "Okorowanta Album" - Trendybeatz (en).
- ↑ Erigga - "The Erigma" Album - Trendybeatz (en).
- ↑ Erigga - "The Erigma II Album" - TrendyBeatz (en).
11. ^"Best Of Erigga mixtape | August mix 2018" - TGtrends.com.ng
12. [Music] Erigga – Broke Or Rich Ft. Jay Teaser - WavyTimes