Victor AD
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ọmụmụ | Victor Eugenie Adere |
| Aha enyere | Victor |
| Aha pseudonym | Victor AD |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Ọgọọst 1993 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, odee egwu, rapper |
| Ebe agụmakwụkwọ | Federal Polytechnic Auchi, Edo state |
| Ogo mmụta | Bachelor of Science |
| Isi agụmakwụkwọ | electrical engineering |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2017 |
| Ngwa egwu | olu egwụ |

Victor AD | |
|---|---|
| Birth name | Victor Adere |
| Also known as | Red Eye, Old Warri |
| Born | 2 Ọgọstụ 1993 Kirikiri, Lagos State, Nigeria |
| Origin | Ughelli, Delta State |
| Genres | Afrobeats |
| Occupation | Singer |
| Years active | 2017 –present |
| Labels | SJW Entertainment |
Victor AD
Aha Victor Adere
Amaara ya dịka Red Eye, Old Warri
Amụrụ 2 Ọgụstụ 1993 (afọ 27)
Kirikiri, Lagos Steeti, Naịjirịa
Ebe osi Ughelli, Delta Steeti
Nkenụụdị Afurobiiti
Aka ọrụ Otii egwu
Afọ ọ nọ ọrụ 2017 –ugbua
Lebeelụ SJW Entertainment
Ndị egwu Burna Boy, Davido, Patoranking, Erigga
Victor Adere (amụrụ ya na abali abuo nke ọnwa asatọ 1993), onye amara aha ya dịka Victor AD, bu onye Naịjirịa na-eti egwu na edekwa egwu. [1] [2]
Akụkụ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Victor Eugenie Adere na Kirikiri, Apapa, Lagos Steeti, ebe ya na ezinụlọ ya toro. Ọ bụ nwa mbụ n’ime ụmụ anọ. Ọ gara ụlọ akwụkwọ "Heritage International Sukulu" na Legọọsụ na Ekpan Sekọndịrị Sukulu na Warri .
Victor malitere ọrụ egwu ya na mbido 2014. Ya na ndị rụpụta egwu dịka Kulboybeat, Kizzybeatz, ID Clef, Mr Nolimitz arụkọla ọrụ. Victor AD wepụtara egwu mbu ya bu "Jowo"; egwu a ghọrọ egwu isiokwu nke Redio Continental. [3]
Na 2017, Victor AD wepụtara otu egwu"No Idea". [4]Vidiyo egwú ahụ, nke ndị "Cinema House Images" mere ma duzie na njedebe nke 2018, ndị ụlọ ọrụ TV na Naịjirịa. [5] kwadoro ya.
Na 17 Juunu 2018, Victor AD wepụtara egwu a" Wetin We Gain ", [6] nke ụlọ ọrụ njikwa Longitude Promotions chọpụtara na 2018. [7] Vidio egwu a "Wetin We Gain" enwetawo ihe karịrị nde iteghete na YouTube. [8]
Onyinye na nhọpụta
[dezie | dezie ebe o si]- Soundcity MVP Awards Festival: Listener's Choice nominee, 2018
- SSMA: Best Pop Single and Best New Act, 2018[9]
- WEA: Street Song of the Year and Next Rated Artiste, 2018
- City People Magazine Award: Promising Act of the Year, 2018; Pop Artiste of the Year, 2019[10]
- Ghana Meets Naija: Recognition Award, 2018
- Ghana 3Music Awards: Best African Act, 2019
- The Headies: Best Pop Single and Song of the Year nominations for "Wetin We Gain", 2019; Next Rated nominee, 2019[11]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Egwu
[dezie | dezie ebe o si]| Aha | Nkọwa |
|---|---|
|
Wetin We Gain |
|
|
No Idea |
|
|
Tire You |
|
|
Emoji |
|
|
RED EYE (THE EP) |
|
|
Too Much Money |
|
Nsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "My music not the cause of robbers' attack –Victor AD". Punch Nigeria. 13 August 2018. Retrieved 11 January 2019.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Tomiwa (20 November 2018). "Victor AD – No Idea". TooXclusive. Retrieved 11 January 2019.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Victor AD's 'Wetin We Gain' is the theme song for the average Nigerian youth". Pulse Nigeria. 13 August 2018. Retrieved 11 January 2019.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Watch Victor AD's Emotional Performance at Day 2 Of Felabration 2018". The Net Nigeria. 13 August 2018. Retrieved 11 January 2019.
- ↑ "Erigga, Johnny Drille, Victor AD Nominated For 10th Annual South-South Music Awards See Nominees List". TheNet. 13 August 2018. Retrieved 11 January 2019.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).