Eru (ofe)
Ọdịdị
Eru bụ ofe sitere na obodo Cameroon. Ọ bụ ihe pụrụ iche nke ndị Bayangi, nke mpaghara Manyu na ndịda ọdịda anyanwụ Cameroon. Ọ bụ ofe akwụkwọ nri nke e ji akwụkwọ eru maọbụ okok gbutuo nke ọma were mee. A na-eji akwụkwọ mmiri maọbụ spinach, mmanụ nkwụ, crayfish, na azụ amiri n’ anwụrụ ọkụ, akpụkpọ ehi (kanda) maọbụ anụ ehi sie eru.
E ji mmiri-fufu maọbụ garri were na-eri nri a.
Nchịkọta Eru
Hụkwazi
[dezie | dezie ebe o si]- Nri nke Cameroon
- Ndepụta nri ndị Afrịka
- Ndepụta ofe akwụkwọ nri