Erykah Badu
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| aha n'asụsụ obodo | Erica Wright |
| Aha ọmụmụ | Erica Abi Wright |
| aha enyere | Erica, Abi |
| aha ezinụlọ ya | Wright |
| aha pseudonym | Erykah Badu |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Febụwarị 1971 |
| Ebe ọmụmụ | Dallas |
| nwa | Seven Sirius Benjamin, Puma Sabti Curry |
| Asụsụ obodo | English |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| ụdị ọrụ ya | Ábu, na-ede |
| ebe agụmakwụkwọ | Grambling State University, Booker T. Washington High School for the Performing and Visual Arts |
| Ebe obibi | Dallas |
| oge ọrụ ya (mmalite) | 1994 |
| ibi ndụ | veganism |
| ngwa egwu | olu egwụ |
| diskografi | Erykah Badu discography |
| Ọrụ ama ama | Badu Pussy |
| ụdị | soul, neo soul |
| ahọpụtara maka | Grammy Award for Best New Artist |
| webụsaịtị | http://erykah-badu.com |

Erica Abi Wright (múrú ya an Önwa abụọ 26, 1971), Erykah Badu búrú ihe madu ya na nke ofuma (/ˈɛrɨkə bɑːˈduː/ bu ọtụ ha si é kú ya), bu onye America na doté egwu, na onye né dozi egwu na oméka. Orü ya mékotàrà ihe R&B, Hip Hop na Jazz. Madu màrà ya ofuma maka ihe ó mere maka egwu neo soul, na otú o shi ná kpa agwà di íche, egwu ihe nche na aka nka ya. Madu si nwanyi á bu "First Lady of Neo-Soul" ("Nwanyi Ishi Neo-Soul") mana "Queen of Neo Soul" ("Ezenwanyi Neo Soul".)

Na ishi mgbe ó né bído Í kwu egwu, Í weríkí ma Badu maka nkechi ishi na cha ichíche o né tí mgbeowula. Madu si otu ó shi né dozi egwu ya di kà Billie Holiday. Ö di na etítì ọtú Soulquarians mgbe mbu, na o mere oméka na ime enyo iche di ka Blues Brothers 2000, The Cider House Rules, na House of D, o mèkwàrà enyo ihe nche Before the Music Dies.