Esiaba Irobi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Esiaba Irobi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Jenụwarị 1960 Dezie
Ebe ọmụmụAbá Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya3 Mee 2010 Dezie
Ebe ọ nwụrụBerlin Dezie
Ọrụ ọ na-arụdramaturge, odee uri Dezie

Asiyaba Irobi (1960-2010) bụ onye Naijiria na-ede uri, onye na-ede egwuregwu, onye na'eme ihe nkiri na onye nkuzi.[1][2][3]

Akụkọ ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Irobi na 10 Jenụwarị 1960. O nwere Bachelor of Arts na Bekee / Drama na Master of Arts na Comparative Literature na Mahadum Naijiria, Nsukka, Master of Arts in Film and Theatre na Mahadim Sheffield, Sheffield UK na PhD na Theatre Studies na Mahadam Leeds, UK. Ọ kụziri na Mahadum Liverpool John Moores na England na ụlọ akwụkwọ nka nke Tisch, nke Mahadum New York, ma bụrụkwa osote prọfesọ nke International Theatre and Film Studies na Mahadim Ohio, Athens, USA.[4]

Akwụkwọ ndị odere[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndị a kwụgburu Anwụkwa
  • Nwokedi
  • Okporo ụzọ ili ozu

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Diala (2011). "Esiaba Irobi's Legacy: Theory and Practice of Postcolonial Performance". Research in African Literatures 42 (4): 20–38. DOI:10.2979/reseafrilite.42.4.20. 
  2. Abba (2017). "Reinventing The Primordial: Human Blood Ritual and the Lure of Power in Esiaba Irobi's Nwokedi". Journal of Language, Literature and Culture 64 (3): 183–194. DOI:10.1080/20512856.2017.1402470. 
  3. Osu (January 1, 2011). "A dance on contrasting platforms: African tradition and revolutionary aesthetics in Esiaba Irobi's plays". Tydskrif vir Letterkunde 48 (1): 151–166. 
  4. Esiaba Irobi. International Research Center (2009).