Esther Dankwah
Ọdịdị
Esther Dankwah
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Obodo maka egwuregwu | Ghana |
| Aha enyere | Esther |
| Aha ezinụlọ ya | Dankwah |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Jụn 1982 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
Esther Dankwah (amụrụ na ọnwa isii, 25, na afọ 1982) bụ onye Ghana na-agba ọsọ nke na-ahụ maka 100 mita. Ọ bi na Netherlands kemgbe afọ 2003.
O meriri ọla nchara na ndị otu African 4 x 100 mita relay team na afọ 2006 IAAF World Cup. Ya na ndị otu Ghana 4 x 100 mita relay team meriri nrite ọla edo na afo 2007 All-Africa Games na nrite ọlaọcha na afọ 2008 African Championships.
Ihe ndị ọ rụzuru
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing Templeeti:GHA | |||||
| 1999 | African Junior Championships | Tunis, Tunisia | 4th | 100 m | 12.12 |
| 5th | 200 m | 25.03 (w) | |||
| 2nd | 4 × 100 m relay | 47.13 | |||
| 1st | 4 × 400 m relay | 3:41.83 | |||
| All-Africa Games | Johannesburg, South Africa | 20th (h) | 100 m | 12.15 | |
| 2006 | African Championships | Bambous, Mauritius | 11th (h) | 100 m | 12.35 |
| 1st | 4 × 100 m relay | 44.43 | |||
| 2007 | All-Africa Games | Algiers, Algeria | 15th (sf) | 100 m | 11.92 |
| 14th (sf) | 200 m | 24.24 | |||
| 1st | 4 × 100 m relay | 43.84 | |||
| World Championships | Osaka, Japan | 12th (h) | 4 × 100 m relay | 43.76 | |
| 2008 | African Championships | Addis Ababa, Ethiopia | 11th (sf) | 100 m | 11.81 |
| 2nd | 4 × 100 m relay | 44.12 | |||
Ihe kacha mma n'onwe ya
[dezie | dezie ebe o si]- 60 mita - 7.35 s (2006, n'ime ụlọ)
- 100 mita - 11.56 sekọnd (2005)
- 200 mita - 23.97 s (2007)
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- https://web.archive.org/web/20070817132847/http://www.estherdankwah.nl/
- Esther Dankwah at World Athletics