Esther Uzodinma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Esther Uzodinma
Born
Esther Uzodinma

NationalityNigerian
Alma materUniversity of Lagos
OccupationÀtụ:Flat list
Years active2018–present
Known forMy Siblings and I, Sade (The Missing Girl)
Notable work
Esther Tries
Esther Uzodinma
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereEsther Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Maachị 2002 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Esther Uzodinma bụ onye Naijirịa na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nke a maara nke ọma maka ọrụ ya dị ka "Angela" na Africa Magic TV series My Siblings and I .[1]

Mbido ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ na-amụ Mass Communication na Mahadum Lagos . N'afọ 2018, Esther malitere ọrụ ime ihe nkiri ya na usoro ihe nkiri TV Africa Magic, My Siblings and I, nke e wepụtara na Jenụwari 2018.[2][3][4] Esther gosipụtara dị ka onye "Sade" na usoro telivishọn Sade (The Missing Girl).[5][6][7] Ọ na-eme mkpesa banyere enweghị nlebara anya n'aka ụmụ nwoke.[8]

Ihe nkiri ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

    • Cornerstones (2017)
    • Cursed Egg (2017)
    • Witch Empire (2017)
    • Dance Hustlers (2018)
    • Secrets (2019)
    • Ije Awele (2020)
    • Papa Betty (2021)

Telivishọn[dezie | dezie ebe o si]

    • Papa Ajasco (2018)
    • My Siblings and I (2018)
    • Sade (The Missing Girl) (2020)

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Esther Uzodinma: Angela Of My Siblings & I Chats With Glance Online. glanceng.com. Archived from the original on 19 August 2021. Retrieved on 19 August 2021.
  2. My Siblings and I. showmax.com. Retrieved on 19 August 2021.
  3. Uzodinma Easter Biography, State, Age, Movies, All Should Know. basenaija.com. Retrieved on 19 August 2021.
  4. my siblings and i ( 2018). nlist.ng. Retrieved on 19 August 2021.
  5. African Movie Channel Original Production - Sade (The Missing Girl). imdb.com. Retrieved on 19 August 2021.
  6. Exclusive! African Movie Channel Original Production: Sade. naijaworld.online. Retrieved on 19 August 2021.
  7. African Movie Channel Original Production - Sade (The Missing Girl). flixcatalog.com. Archived from the original on 19 August 2021. Retrieved on 19 August 2021.
  8. Men Are Not Approaching Me-Actress Esther Uzodinma Cries Out (en-GB). Independent Newspaper Nigeria (2022-04-24). Retrieved on 2022-08-03.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]