Gaa na ọdịnaya

Etighi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Etighi
type of dance

Etighi bụ egwu ndi Naijiria. Ọ bụ ndị Akwa Ibom bidoro egwu Etighi. Egwu a metụtara mmadụ ịmegharị ụkwụ ya na ukwu ya. A maara egwu n'obodo Naijiria niile , Ndị ọzọ na-etekarị egwu a bụ ndị Ibibio na Efik people bụ ebe egwu a malitere.[1]

Egwu na-ewu ewu

[dezie | dezie ebe o si]

Ejirila egwu a mee ọtụtụ ihe nkiri egwu vidio na Nigeria nakwa ụwa niile. Egwu a bidroo iwu ewu mgbe oti egwu bụ .Iyanya tere ya na vidio egwu ya . [2] [3]

Ebe nsi nweta

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Top Dance Styles in Africa - Africa.com" (in Bekee ndị America).
  2. Kimuyu, Hilary (2017-06-27). "Nigeria: Iyanya – In Kenya You Feel Like You Are in Europe". The Nation (Nairobi).
  3. "Besides learning the Etighi and Shoki dance, here are a few things Ciara picked up in Nigeria - Ventures Africa". Ventures Africa. 2016-03-02.