Eunice Brookman-Amissah
Ọdịdị
Eunice Brookman-Amissah
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Aha enyere | Eunice |
| Aha ezinụlọ ya | Brookman |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1945 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | physician, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister |
| Ọkwá o ji | Ambassador of Ghana to the Netherlands, health minister |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1996 |
| Oge ọrụ ya (njedebe) | 1998 |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Democratic Congress |
Eunice Brookman-Amssiah bụ onye Ghana bụbu Minista[1] ahụike ma jee ozi dị ka onye nnọchiteanya alaeze[2] Netherlands n'okpuru ọchịchị Rawlings. Ọ bụ nwanyị mbụ osote onye isi oche nke Ghana Medical Association.[3]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Minister explains inability to appoint director of medical service. (en). www.ghanaweb.com (30 November 2001). Retrieved on 2019-04-11.
- ↑ Conscience Magazine | Africa: Challenges of Culture and Conscience. consciencemag.org. Archived from the original on 2020-11-14. Retrieved on 2022-10-22.
- ↑ Eunice Brookman-Amissah (en-US). Global Philanthropy Forum. Archived from the original on 2019-04-11. Retrieved on 2019-04-11.