Ezi Obi Ajayi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ezi Obi Ajayi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Ọktoba 1994 Dezie
Ebe ọmụmụKazaure Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2013 Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
nọmba egwuregwu17 Dezie

Goodness Ohiremen Ajayi (amụrụ n'abalị isii n'ọnwa iri n'afọ otu puku, narị iteolu na iri iteolu n;anọ (6 Ọktoba n'afọ 1994) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agba ọsọ maka klọb Opatija nke Croatia.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na Benin City, Ajayi bụ otu n'ime ọtụtụ ndị egwuregwu si na Nigerian Abuja Football College Academy gaa na otu ndị ntorobịa Rijeka na ngwụcha afọ puku abụọ na iri n'abụọ (2012), na-adọrọ mmasị iji nọrọ na klọb ahụ. O mere Rijeka mbụ ya na agba nke mbụ nke oge 2013-14 mgbe ọ dị afọ iri na asatọ (18), na-aghọ onye egwuregwu mbụ si Abuja Academy, nke Gabriele Volpi, onye nwe Rijeka na Spezia Calcio, na-achị, iji gosipụta na ndị otu klọb ahụ.[1][2]

Mgbe ọ nọ na Rijeka, a gbazinyere Ajayi na klọb Bosnian Premier League Široki Brijeg na ọnwa asaa, afọ puku abụọ na iri na ise (July 2015) na ka klọbu Israel Premier League Hapoel Ashkelon na ọnwa asatọ, afọ puku abụọ na iri na asaa (August 2017). N'ọnwa isii n'afọ puku abụọ na iri n'asatọ (June 2018), a kpọfere ya na Inter Zaprešić dị ka akụkụ nke nkwekọrịta mgbanwe onye ọkpụkpọ.[3] Na abalị iri n'iteolu nke ọnwa isii afọ puku abụọ na iri n'iteolu (19 June 2019}, ọ bịanyere aka na nkwekọrịta ya na klọb Astra Giurgiu nke Romanian Liga I.[4]

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Rijeka

  • 1. HNL: 2016-17
  • Iko Croatia: 2013-14, 2016-17
  • Super Cup nke Croatia: 2014

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Rijeka – Istra (Croatian). HRnogomet.com (12 July 2013). Retrieved on 12 July 2013.
  2. HNK RIJEKA - službene stranice - Ajayi Goodness Ohiremen. Archived from the original on 21 August 2014. Retrieved on 21 August 2014.
  3. Ajayi i Solomon trajno, a Čeliković i Vuk na posudbi u Inter-Zaprešiću (Croatian). NogometPlus (17 June 2018).
  4. Trei noutăți sub comanda lui Alexa (Romanian). afcastragiurgiu.ro (19 June 2019).

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]