Ezinne Akudo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ezinne Akudo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoEzinne Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Mee 1990 Dezie
Ebe ọmụmụImo State Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye asọmpi ịma mma, onye ọka iwu Dezie
Ọkwá o jionye nduzi okike Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ȯra Abia, Federal Government Girls College Owerri Dezie
Ihe nriteNwaanyị Naịjirịa Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

mụrụ - Ezinne Akudo-Anyaoha ka ọnwa Mae dị na mkpụrụ ụbọchị iri na asaa n'afọ otu puku narị iteghete na iri iteghete (afọ iri atọ na otu)

St eeti Imo. Eb e ọ gụrụ akwụkwọ - Koleji gọọmenti etiti nke ụmụ nwaanyị dị n'Owerri

Ma hadum steeti Abịa Ak aọrụ - Ọka iwu O ji ọkwa onye kacha maa mma Is i Asọmpi - Nwaada Naịjịrịa n'afọ puku abụọ na iri na atọ (onye mmeri) Ez inne Akudo Anyaoha (a mụrụ n'ụbọchị iri na asaa n'ọnwa Mae n'afọ otu puku narị iteghete na iri iteghete) bụ ọka iwu nke Naịjirịa nakwa onye kacha maa mma Mm alite ndụ A mụrụ Akudo na steeti Imo. Ọ gụrụ akwụkwọ na Koleji gọọmenti etiti nke ụmụ nwaanyị dị n'Owere n'ime steeti Imo, o nwetara nzere digrii n'ihe gbasara iwu na mahadum steeti Abịa, n'otu aka ahụ kwa ọ fere ala nna ya na Steeti Ogún Ọr ụ N' afọ puku abụọ na iri na atọ Akudo tururu ugo n'asọmpi onye ga-abụ Nwaada Naịjịrịa. N' afọ puku abụọ na iri na ise, ọ malitere ọrụ dị ka ọka iwu ọ bido kwara ebe a ga na-enyere ndị a dakporo n'ike aka nakwa ebe ga na-agbasa ozi megide idakpo nwaanyị n'ike nke ọ bidoro site n'otu ya nke abụghị nke gọọmenti. Ọ bụ na Legosi ka ha hibere isi bụ ndị otu a. Ọ na-etinyekwa ọnụ ya ma meekwa ka a na-anụ olu ya n'ịgbasa ozi megide ndakpo na mmerụ ahụ n'ihe gbasara mmekọ nwoke na nwaanyị. N' afọ puku abụọ na iri na asatọ, ẹ nyere ọrụ dị ka onye nduzi ekere uche nke asọmpi ịbụ Nwaada Naịjịrịa. Ed endsibịa


n arị iteghete na iri iteghete (afọ iri atọ na otu) A mụrụ Ezinne Akudo-Anyaoha 17 Mee, 1990 (afọ iri atọ na otu)

Steeti Imo

Ebe ọ gụrụ akwụkwọ Federal Government Girl's College, Owerri

Abia State University

Akaọrụ - Ọkaiwu

Eze nwaanyị kacha maa mma na Naịjirịa n'afọ 2013 Ezinne Akudo Anyaoha (amuru 17 Mee 1990) [1] bu onye okaiwu Naijiria na eze nwanyi mara mma .

Akudo amuru na Imo State . Ọ gụchara akwụkwọ na mahadum Federal Government Girls' College, Owerri Imo State, wee nweta akara ugo mmụta iwu na Abia State University, mechaa mechaa ụlọ ọrụ National Youth Service Corp na steeti Ogun . [2]

N'afọ 2013, Akudo meriri asọmpi ịma mma Miss Nigeria .

N'afọ 2015, Akudo bidoro ọrụ ya dịka ọkaiwu. [3] ma guzobe ụlọ ọrụ nke na-ahụ maka igbochi idakpo mmadụ n'ike site na otu ya na-abụghị nke gọọmentị; Ụlọ ọrụ a dị na Lagos, Nigeria . [4] Ọ na-agbasikwa mbọ ike n'itinye ọnụ ya megide inwe mmekọ n'ike. [5]

Na 2018, a họpụtara Akudo dị ka onye isi ekere uche nke Miss Nigeria Pageant. [6]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Miss Nigeria Ezinne Akudo’s Beautiful Photos for her 24th Birthday", BellaNaija. Retrieved on August 6, 2018.
  2. Ezinne Akudo Anyaoha: I don't think the world owes me anything (en-US). Latest Nigeria News, Nigerian Newspapers, Politics (2018-12-01). Retrieved on 2021-06-05.
  3. "Miss Nigeria Is Now a Lawyer", The Pulse. Retrieved on August 3, 2016.
  4. "Beauty Queen Launches Foundation to Help Rape Victims", Pulse Nigeria. Retrieved on August 3, 2016.
  5. Ezinne Akudo and Friends Launch the 'Break the Silence' Campaign. Gnievieve. Archived from the original on August 16, 2016. Retrieved on August 3, 2016.
  6. Ezinne Akudo Anyaoha: I don't think the world owes me anything (en-US). Latest Nigeria News, Nigerian Newspapers, Politics (2018-12-01). Retrieved on 2021-06-05.