Fafali Dumehasi
Ọdịdị
Fafali Dumehasi
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Disemba 1993, 1 Jenụwarị 1994 |
| Ebe ọmụmụ | Ghana |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Akan language |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Fafali Dumehasi (amụrụ na 25 Disemba 1993) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-edebe goolu maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2014 African Women's Championship. Na klọb, ọ gbara bọọlụ maka ndị uwe ojii Accra na Ghana.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Black Queens name final 21 for AWC. ghanafa.org (27 September 2014). Archived from the original on 27 October 2016. Retrieved on 26 October 2016.