Faith Michael

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Faith Michael (Ikidi))
Faith Michael (Ikidi)
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereFaith Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Febụwarị 1987 Dezie
Ebe ọmụmụUgwu Ọcha Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
nọmba egwuregwu14 Dezie
so na2008 Summer Olympics, 2004 Summer Olympics, 2019 FIFA Women's World Cup, 2007 FIFA Women's World Cup Dezie

Faith Michael (aha a mụrụ ya bụ Ikidi; n'ụbọchị nke 28 Febụwarị afọ 1987) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naijiria na-agbara klọb Damallsvenskan bụ Piteå IF na otu bọọlụ etiti ụmụ nwanyị Naijiria.

Mbido ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na Port Harcourt,nke Naijiria, Ikidi toro na Edo steeti.  [ <span title="This claim needs references to reliable sources. (April 2016)">see okwu dị mkpa</span> ]

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2006, Ikidi bụ otu n’ime ndị Naịjirịa atọ ghọọrọ ndị mbụ n'Afrịka gbara bọọlụ na Swedish Championship mgbe ha nọ n'otu QBIK . [1]

N’ọnwa Disemba afọ 2015, Ikidi binyere aka afọ abụọ na Piteå. [2] [3]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Ikidi nọchitere anya Naịjirịa na otu bọọlụ siniọ kemgbe afọ 2004. [4] N’ọnwa Nọvemba afọ 2006, o nyeere ndị otu aka merie mmeri nke ise ha n'<a href="https://en.wikipedia.org/wiki/African_Women's_Championship" rel="mw:ExtLink" title="African Women's Championship" class="mw-redirect cx-link" data-linkid="144">African Women's Championship</a> mgbe ha mechara merie Gana 1–0. [5]

Ugwu na onyinye[dezie | dezie ebe o si]

Mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Naijiria

  • Africa Cup of Nations Onye mmeri: 2006, 2016, 2018

Otuna Linköping FC

  • Damallsvenskan: 2009
  • Super Cup Women: 2010

Onye ọ bụla

  • Damallsvenskan Defender nke Afọ: 2015 [6]

Otuna Piteå

  • Damallsvenskan: 2018

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Ikidi lụrụ Nick Michael n'ụbọchị nke 12 n'ọnwa Disemba nke afọ 2015. [7]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Breaking new barriers. BBC (29 March 2006). Retrieved on 26 April 2016.
  2. Faith ikidi extends with Pitea. Sveriges Radio (18 December 2015). Retrieved on 26 April 2016.
  3. Faith Ikidi förlänger med Piteå IF. Dam Football (18 December 2015). Archived from the original on 5 June 2017. Retrieved on 26 April 2016.
  4. "One more tune up game for Falcons", 19 October 2010. Retrieved on 13 April 2011.
  5. Nigeria clinch fifth AWC title. BBC Sport (11 November 2006). Retrieved on 26 April 2016.
  6. Faith Ikidi delighted to win defender of the year award in Sweden. News24 (10 December 2015). Archived from the original on 12 May 2016. Retrieved on 26 April 2016.
  7. Super Falcons defender weds fiancé. Puse (16 December 2015). Retrieved on 26 April 2016.