Gaa na ọdịnaya

Farida El Askalany

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Farida El Askalany Ozi nkeonwe Juputara aha Farida Ahmed Magdy El Askalany
Obodo Ijipt
Amụrụ 14 Febrụwarị 1995 (afọ 29)



</br> Cairo, Egypt
Ogologo 183
Ibu 70
Ọgba 305
Ụlọ akwụkwọ / mahadum Mahadum America dị na Cairo (AUC)
Ozi volleyball Ọnọdụ ngọngọ etiti
Klọb dị ugbu a Zamalek FC
Nọmba 10
Ọrụ Otu egwuregwu Heliopolis
Otu mba EgyptEgypt 9

</img>

Nkwanye ugwu
Farida El Askalany
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịEgypt Dezie
Aha enyereFarida Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Febụwarị 1995 Dezie
Ebe ọmụmụالقاهرة Dezie
Asụsụ obodoEgyptian Arabic Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Egyptian Arabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
Ebe agụmakwụkwọThe American University in Cairo Dezie
Ụdị egwuregwuvolleyball Dezie

Farida El Askalany (amuru (1995-02-14 ) ) bu onye okacha egwu volleyball nwanyi Egypt. Ọ bụ akụkụ nke otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị mba Egypt .

Ọ gbara volleyball na ụlọ egwuregwu Heliopolis, ọ dị afọ 7. Farida sonyeere ndị otu mba Egypt mgbe ọ dị afụ iri na abụọ. O sere n'ọtụtụ mba Africa na nke mba ụwa. [1] O meri ihe nrite ugboro ugboro anọ n'ahọmpi Afrika dị iche, otu oge na 2011 Pan Arab Games .

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]