Fast Food Nation
Ọdịdị
Fast Food Nation
aha | Fast Food Nation |
---|---|
derivative work | Fast Food Nation |
Isiokwu nlebanya | fast food |
ụdị | na-abụghị akụkọ ifo, edemede |
nwere mbipụta ma ọ bụ ntụgharị asụsụ | Fast Food Nation |
Odee akwụkwọ | Eric Schlosser |
ndị mbipụta | Los Angeles Times |
mba osi | Njikota Obodo Amerika |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
afọ/ụbọchị mbipụta | 17 Jenụwarị 2001 |
ebe akụkọ | Njikota Obodo Amerika |
Fast Food Nation: The Dark Side of the All-American Meal bụ akwụkwọ edere n’afo Puku abuo na otu (2001) nke onye odee akwukwo bù Eric Schlosser dere.[1] Nke mbụ Rolling Stone dere na 1999, akwụkwọ ahụ emeela ka e jiri ya tụnyere akwụkwọ akụkọ Upton Sinclair nke[2] afo Otu Puku na isii (1906) The Jungle .[3] A gbanwere akwụkwọ ahụ ka ọ bụrụ ihe nkiri emerge n’afo Puku abuo na isii (2006) nke otu aha ahụ, nke Richard Linklater duziri.
Ihe ndị mere n'oge gara aga
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Schlosser (17 January 2001). Fast Food Nation: The Dark Side of the All-American Meal (in en). HarperCollins. ISBN 978-0-547-51824-4.
- ↑ Scholsser (1998). Fast-Food Nation Part One: The True Cost of America's Diet. Rolling Stone.
- ↑ Sinclair (1906). The Jungle. Doubleday, Jabber, & Company. OCLC 149214.