Fati Mohammed

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fati Mohammed
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Jụn 1979 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuRobert Morris Eagles women's soccer Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2007 FIFA Women's World Cup Dezie

Fati Mohammed (amụrụ ya na abalị anọ, na onwa nke isii, na afọ 1979) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ mba ụwa nke ụmụ nwanyị na-agba dịka onye na-edebe goolu. Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2003 FIFA Women's World Cup na 2007 FIFA Women'S World Cup. Na klọb ọ na-egwuri egwu maka Robert Morris College na United States.[1]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. List of Players. FIFA Women's World Cup China 2007. FIFA (2007). Archived from the original on October 14, 2012. Retrieved on 2007-09-28.