Fayza Ahmed
Ọdịdị
Fayza Ahmed
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Syria, Egypt, Lebanon |
| Aha n'asụsụ obodo | فايزة أحمد بيكو الرواس |
| Aha ezinụlọ ya | Ahmed |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Disemba 1934 |
| Ebe ọmụmụ | Sidon |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 21 Septemba 1983, 23 Septemba 1983 |
| Ebe ọ nwụrụ | Cairo |
| Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
| Ihe kpatara ọnwụ | Kansa ara |
| Dị/nwunye | عبد الله سلطان |
| Ikwu | Ahmed El Sonbaty |
| Asụsụ obodo | Arabic |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, omee |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1945 |
| Oge ọrụ ya (njedebe) | 1983 |
| Ngwa egwu | olu egwụ |
| Ọrụ ama ama | Me and My Daughters |

Fayza Ahmed (December 5, 1934 September 24, 1983) bụ onye na-agụ egwu na onye na-eme ihe nkiri si Siria-Ijipt-Lebanọn. N'oge ọrụ ya, ọ pụtara na ihe nkiri isii.
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Fayza Ahmed na 1934 na Damaskọs nye nna Siria na nne Lebanọn.[1] O nwere ụmụ ise nakwa ụmụ ụmụ itoolu.
Ịsọ mpi
[dezie | dezie ebe o si]Mgbe ọ na-abụ abụ, Fayza Ahmad pụtara n'oge egwuregwu ahụ jupụtara na ndị asọmpi dị egwu. Ndị a gụnyere;
- Najat Al Saghira[2] (amụrụ 1938)
- Warda Al-Jazairia (1939-2012)
- Sabah (onye na-abụ abụ) (1927),2014
- Shadia (1931),
- Fairuz (amụrụ 1934), na ndị ọzọ.
Ọnwụ
[dezie | dezie ebe o si]Fayza Ahmed nwụrụ n'afọ 1983 na Cairo mgbe ọ rịasịrị ọrịa kansa.
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Tamr Henna (1957) na Naima Akef, Ahmed Ramzy, na Rushdy Abaza.
- Ana W Banaty (1961) na Salah Zulfikar, Zaki Rostom, na Zahrat El-Ola.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Hibamusic
- ↑ Who is Najat Al Saghira? 2015, Accessed 2015/08/28.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Fayza Ahmed na IMDb