Jump to content

Fayza Ahmed

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fayza Ahmed
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSyria, Egypt Dezie
aha n'asụsụ obodoفايزة أحمد بيكو الرواس Dezie
aha ezinụlọ yaAhmed Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya5 Disemba 1934 Dezie
Ebe ọmụmụSidon Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya21 Septemba 1983, 23 Septemba 1983 Dezie
Ebe ọ nwụrụCairo Dezie
ihe kpatara ọnwụKansa ara Dezie
Dị/nwunyeعبد الله سلطان Dezie
Asụsụ obodoArabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, omee Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1945 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)1983 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
Ọrụ ama amaMe and My Daughters Dezie
Ahmed na 1959

Fayza Ahmed (December 5, 1934 September 24, 1983) bụ onye na-agụ egwu na onye na-eme ihe nkiri si Siria-Ijipt-Lebanọn. N'oge ọrụ ya, ọ pụtara na ihe nkiri isii.

Oge ọ malitere

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Fayza Ahmed na 1934 na Damaskọs nye nna Siria na nne Lebanọn.[1] O nwere ụmụ ise nakwa ụmụ ụmụ itoolu.

Ịsọ mpi

[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ na-abụ abụ, Fayza Ahmad pụtara n'oge egwuregwu ahụ jupụtara na ndị asọmpi dị egwu. Ndị a gụnyere;

  • Najat Al Saghira[2] (amụrụ 1938)
  • Warda Al-Jazairia (1939-2012)
  • Sabah (onye na-abụ abụ) (1927),2014
  • Shadia (1931),
  • Fairuz (amụrụ 1934), na ndị ọzọ.

Ọnwụ

[dezie | dezie ebe o si]

Fayza Ahmed nwụrụ n'afọ 1983 na Cairo mgbe ọ rịasịrị ọrịa kansa.

Ihe nkiri

[dezie | dezie ebe o si]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Hibamusic
  2. Who is Najat Al Saghira? 2015, Accessed 2015/08/28.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]