Federal Kọleji nke Mmụta (Nka na ụzụ), Akoka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Federal Kọleji nke Mmụta (Nka na ụzụ), Akoka
educational institution, school of education
Oge/afọ mmalite1967 Dezie
affiliationFederal University of Technology Minna Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAkoka Dezie
nhazi ọnọdụ6°31′34″N 3°23′32″E Dezie
Asụsụ ọ na-asụBekee Dezie
webụsaịtịhttp://www.fcetakoka-edu.net/ Dezie
Map
Federal Kọleji nke Mmụta (Nka na ụzụ), Akoka
MottoKnowledge, Skill and Service
Established1967
Typepublic university
ProvostSijibomi O. Olusanya
LocationAkoka, Yaba, Lagos, Lagos Steeti, Naijiria
WebsiteOfficial website
N'ihu anya nke Federal College of Education (Tech).

Federal College of Education (Nka na ụzụ), Akoka (nke bụbu National Technical Teachers College) bụ Agụmakwụkwọ aka ọrụ ụlọ akwụkwọ kọleji dị na Akoka, mpaghara Yaba, Lagos na Lagos nke Naijiria.[1][2][3][4] Founded in 1967 by the Federal Government of Nigeria, the institution was founded with the aim of "grooming and producing teachers in technical, vocational and commercial academic disciplines".[5][6] The Federal College of Education (Technical), Akoka is approved by the National Universities Commission and offers the award of Nigeria Certificate in Education (NCE) and undergraduate first degree courses in technology education, having affiliated to the Federal University of Technology, Minna.[7]

Ọmụmụ[dezie | dezie ebe o si]

Agụmakwụkwọ ndị a na-enye ndị nkuzi;[8][9]

  • Sayensị Ọrụ Ugbo
  • Sayensị Ọrụ Ugbo na Mmụta
  • Mmụta teknụzụ ụgbọ ala
  • Usoro ndu/sayensị jikọtara
  • Mmụta ụlọ
  • Mmụta azụmaahịa
  • Chemistry/Science jikọtara
  • Mmụta kọmputa/physics
  • Mmụta kọmpụta/onwu
  • Mmụta Sayensị Kọmputa/Sayensị jikọtara
  • Mmụta sayensị kọmputa/mgbakọ na mwepụ

Ụlọ ọrụ akwụkwọ a na-esonyekwa na mmemme SIWES ebe ụmụ akwụkwọ na-esonyere ndị na-arụ ọrụ na ụlọ ọrụ iji nweta ahụmịhe bara uru.[10]

Ụlọ ọrụ mmekọ[dezie | dezie ebe o si]

Ụlọ ọrụ akwụkwọ a jikọtara na Mahadum nke Benin, Benin City maka inye mmemme nzere bachelọ na mpaghara ndị a:[11][12]

Ngalaba Mmụta aka ọrụ na nka

  • Mmụta ọrụ ugbo
  • Mmụta azụmaahịa
  • Mmụta akụnụba ụlọ
  • Mmụta nka na ụzụ nwere nhọrọ n'ime;

- Mmụta teknụzụ ụgbọ ala

- Mmụta Teknụzụ ụlọ/osisi

- Mmụta teknụzụ ọrụ igwe

- Mmụta teknụzụ elektrọnik/eletrọniki

Ngalaba Usoro Ọmụmụ na Teknụzụ Nkuzi

  • Mmụta bayoloji
  • Mmụta Chemistry
  • Mmụta sayensị kọmputa
  • Mmụta mgbakọ na mwepụ
  • Mmụta gbasara physics
  • Mmụta sayensị jikọtara ọnụ
  • Mmụta teknụzụ agụmakwụkwọ

Ngalaba Agụmakwụkwọ

  • Mmụta nka dị mma na itinye n'ọrụ

Ụlọ ọrụ ahụ nwekwara njikọ na Mahadum Federal nke Nka na ụzụ, Minna.[6]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]