Federal Ministry of Humanitarian Affairs, Disaster Management and Social Development

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Federal Ministry of Humanitarian Affairs, Disaster Management and Social Development
Ụlọ ọrụ Gọọmenti

Ulọ ọrụ Federal Ministry of Humanitarian Affairs, Disaster Management and Social Development bụ ụlọ ọrụ Naijiria nke ọrụ ya bụ ịmepụta atumatu enyemaka mmadụ na inye nhazi nke ọma nke mba na mba ụwa. E hiwere ya n'ụbọchị Wednesde nke ọnwa Ọgọst 21st, n'afọ 2019 site na nkwupụta nke Ezekutiv nke Onye isi ala na onye ọchịagha na isi ndị agha nke Naijiria bụ, HE, Muhammadu Buhari GCFR na nraranye nke Minista maka Federal Republic of Nigeria. [1] [2]

Ọ bụ onye Minista nke Onye isi ala họpụtara, onye odeakwụkwọ na-adịgide adịgide na-enyere ya aka, bụ onye ọrụ obodo . Onye isi ala Muhammadu Buhari, GCFR n'ụbọchị 24 August 2019 kpọbatara Dr. Sadiya Umar Farouq [3] [4] [5] dị ka Minista nke Humanitarian Affairs, Disaster Management and Social Development na Dr. (Mrs) Bashir Nura Alkali FCA, FCIT dị ka odeakwụkwọ na-adịgide adịgide n’ozi. [6]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nigeria - Federal Ministry of Humanitarian Affairs, Disaster Management and Social Development, FMHDS (en). socialprotection.org. Retrieved on 2022-03-29.
  2. Admin. FMHDS. FMHDS website.
  3. Key into FG's empowerment programmes, Farouq begs youths (en-US). Vanguard News (2021-10-25). Retrieved on 2022-03-29.
  4. Sadiya Farouq: Group lauds Buhari’s appointment of Minister (en-US). Vanguard News (2020-06-11). Retrieved on 2022-03-29.
  5. editor (2019-10-12). Sadiya Umar-Farouq: The New Super Minister (en-US). THISDAYLIVE. Retrieved on 2022-03-29.
  6. Abdullateef (2020-09-30). Nura Alkali Assumes Duty As New PS Humanitarian Affairs Ministry (en-US). Federal Ministry of Information and Culture. Retrieved on 2022-03-29.