Sadiya Umar Farouq

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sadiya Umar Farouq
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoSadiya Umar Farouq Dezie
aha ezinụlọ yaUmar Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Novemba 1974 Dezie
Ebe ọmụmụZamfara steeti Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Hausa Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of Humanitarian Affairs, Disaster Management and Social Development Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Ahmadu Bello Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Sadiya Umar Farouq (amụrụ 5 Nọvemba 1974), bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na onye minista na-ahụ maka ọdịmma mmadụ , njikwa ọdachi na mmepe ọha ugbu a. [1] [2]

Onye isi ọchịchị Muhammadu Buhari họpụtara n'ọnwa Julaị 2019, Farouq bụ onye minista kacha nta na ọkwa etiti gọọmentị ugbu a. Ọ jere ozi dị ka Kọmishọna nke Gọọmenti etiti n'ime Mba na Kọmishọn nke Ndị Gbara Ọsọ Ndụ , Ndị Mbata na Ndị Achụpụrụ N'ime Obodo (NCFRMI) site na Ọktoba 2016 ruo Ọgọst 2019.

Ọrụ ya na onye isi ọchịchị Buhari malitere n'oge Buhari bu onye isi ahoputara ga-azọ ọkwa onye ịsị ọchịchị na Nzukọ nke Mgbanwe na Ọganihu mgbe Farouq bụ onye na-echekwa ego nke CPC ma mesịa bụrụ onye na-echekwa ego nke Nzukọ Ọganihu Niile . [1]

N’ọnwa Disemba afọ 2019, ọkwa onye isi ochichi jụrụ Farouq ajụjụ maka itinye ikike karịrị nkenke akwụkwọ gọọmentị ya site n’iweta ndị enyemaka karịa nke akwadoro n’ihu ọha na igbu oge ịkwụ ụgwọ ọnwa nke ndị ọrụ afọ ofufo N-Power, mmemme enyemaka ọha nke gọọmentị etiti. [3]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

  • adum Ahmadu Bello, Zaria [4]

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 "Hajiya "Sadiya Umar Farouq" biography: Buhari youngest cabinet minister profile", BBC News Pidgin, 2019-10-10. Retrieved on 2021-09-22.
  2. editor (2019-10-12). Sadiya Umar-Farouq: The New Super Minister (en-US). THISDAYLIVE. Retrieved on 2020-02-16.
  3. EXCLUSIVE: Presidency Chides Humanitarian Minister For Excessive Use Of Power, Ministry Placed Under Strict Monitoring. Sahara Reporters (2019-12-25). Retrieved on 2020-02-16.
  4. Ebhota-Akoma (2019-07-23). What you should know about Ministerial nominee: Sadiya Umar Farouq (en-GB). Daily Trust. Archived from the original on 2019-12-07. Retrieved on 2020-02-15.