Federal Polytechnic, Nekede

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Federal Polytechnic, Nekede
polytechnic
Oge/afọ mmalite1978 Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaNekede Dezie
ebeImo State Dezie
nhazi ọnọdụ5°25′55″N 7°1′45″E Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
Asụsụ ọ na-asụBekee Dezie
webụsaịtịhttps://fpno.edu.ng/ Dezie
Map

Federal Polytechnic, Nekede bụ ụlọ akwụkwọ dị elu nke gọọmentị etiti nwere nke dị na Nekede, Owerri West mpaghara gọọmentị ime obodo na Imo State, South-Eastern Naijiria.[1]

E guzobere ya na saịtị nwa oge na ụlọ akwụkwọ Government Technical College site na gọọmentị Imo State na 1978 dị ka College of Technology, Owerri tupu ebufee ya n'ebe ọ dị ugbu a na Nekede. Na 7 Eprel 1993, a gbanwere polytechnic ka ọ bụrụ ụlọ akwụkwọ gọọmentị etiti ma nye ya aha ọzọ "The Federal Polytechnic, Nekede".[2] Federal Polytechnic, Nekede na-enye National Diploma na Higher National Diploma ọmụmụ na ọkwa ndị gụsịrị akwụkwọ.[3]

Federal Polytechnic, Nekede nwere ngalaba ụlọ akwụkwọ asaa (faculties) nke ọmụmụ;

Ụlọ akwụkwọ nke Injinịa Technology((SET),

Ụlọ akwụkwọ nke Industrial and Applied Science (SIAS), Ụlọ akwụkwọ nke Business Management Technology (SBMT),

Ụlọ akwụkwọ nke General StudiesSGS),

Ụlọ akwụkwọ nke Environmental Design and Technology (SEDT),

Ụlọ akwụkwọ nke Ọrụ Ugbo na Nkà na Ụzụ Ọrụ Ugbo(SAAT), na

Ụlọ akwụkwọ nke Information and Communication Technology (SICT).

N'abalị atọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 2018, Federal Polytechnic Nekede wepụtara Rev. Engr. Dr. Micheal Arimanwa dị ka Rector nke 8 nke Polytechnic na Alumnus Rector mbụ nke ụlọ ọrụ ahụ.

Rev. Engr. Dr. Micheal Arimanwa bụ onye ụkọchukwu nke bụ nke Ngalaba Injinia Civil, Ọ bụbu ngalaba injinia HOD Civil, Onye bụbu Dean School of Engineering.[4]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta polytechnics na Naịjirịa

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Chidi Nkwopara (29 January 2014). Fed Poly, Nekede expels 26 students, suspends 26. Vanguard. Retrieved on 31 July 2015.
  2. HISTORICAL BACKGROUND. Federal Polytechnic, Nekede. Archived from the original on 5 September 2015. Retrieved on 31 July 2015.
  3. ACCREDITATION STATUS OF PROGRAMMES OFFERED IN POLYTECHNICS AND SIMILAR TERTIARY INSTITUTIONS. National Board for Technical Education (January 2007). Archived from the original on 20 September 2010. Retrieved on 31 July 2015.
  4. Federal Polytechnic Nekede Owerri Inaugurates New Rector (en-US). empirenaija.com. Retrieved on 2018-10-03.