Femi Kuti (album)
Ọdịdị
Femi Kuti (album)
| Akụkụ nke | Femi Kuti's albums in chronological order |
|---|---|
| Aha | Femi Kuti |
| Ụdị | Afrobeat |
| Onye na-eme ihe nkiri | Femi Kuti |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 1995 |
| Akara ndekọ | Tabu |
Templeeti:Album ratingsFemi Kuti bụ ọba egwu nke atọ nke onye egwu Naijiria Femi Kuti wepụtara na 1995. E wepụtara ya na label Tabu Records nke Motown.[1] Album ahụ webatara Femi Kuti na afrobeat nye ndị na-ege ntị na mba ụwa.[1]
Ihe Nketa
[dezie | dezie ebe o si]E tinyere abọm ahụ n'akwụkwọ 1001 Albums You Must Hear Before You Die . 1001 Abọm Ị Ga-anụ Tupu Ị Anwụ[2]
Ndepụta egwu
[dezie | dezie ebe o si]Abụ niile Femi Kuti dere. Abụ niile Andy Lyden na Femi Anikulapo Kuti mepụtara.
Hụkwa zie
[dezie | dezie ebe o si]Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Robert Dimery (23 March 2010). 1001 Albums You Must Hear Before You Die: Revised and Updated Edition. Universe. ISBN 978-0-7893-2074-2.