Flora Natumanya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Flora Natumanya
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereFlora Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of parliament Dezie
Mpaghara ntuli akaKibuube District Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie

 

Flora Natumanya bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda, onye omeiwu na onye nnọchi anya ụmụ nwanyị maka mpaghara Kikuube na Nzukọ Ndị Omeiwu nke iri na otu nke Uganda.[1][2][3][4][5] Ọ bụ onye otu National Resistance Movement (NRM).[6][4][3][7]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Natumanya meriri Tophas Kahwa na ntuli aka NRM iji bụrụ onye na-ebu ọkọlọtọ NRM na ntuliaka mba nke 2021, ntuli aka ọ meriri iji bụrụ onye nnọchi anya ụmụ nwanyị maka Kikuube District na Nzukọ nke iri na otu nke Uganda.[8] Ọ na-anọdụ na Kọmitii ndị omeiwu na-ahụ maka gburugburu ebe obibi na akụrụngwa na Nzukọ Ndị Omeiwu nke iri na otu nke Uganda.[9] Natumanya jụrụ ajụjụ banyere ihe gọọmentị Uganda ga-eme iji belata ọnụego a na-eji ájá eme ihe na Kọmitii na-ahụ maka gburugburu ebe obibi na akụrụngwa.[10][11][12]

Ọrụ ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

Natumanya nyere ndị mmadụ ụgbọala ise ka ha rụọ ọrụ dị ka ụgbọala ndị ọrụ ahụike na Kikuube District. Ọ gwakwara ndị obodo Kikuube District na ọ ga-eji ya na-ebu mmanụ ụgbọala nakwa na ọ ga na-akwụ ndị ọkwọ ụgbọala nke ụgbọala ndị ahụ ụgwọ.[13]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. UNRA staff cited in disputes (en). New Vision. Retrieved on 2022-04-06.
  2. Inside Oulanyah’s hunt for Speaker job (en). Monitor (2021-03-06). Retrieved on 2022-04-06.
  3. 3.0 3.1 Natumanya Flora - 2021 General Election - Visible Polls (en). visiblepolls.org. Retrieved on 2022-04-06.
  4. 4.0 4.1 Tushabe (2021-01-18). Full List of Winners and Losers of 2021 Member of Parliament Elections (en-US). The Pearl Post. Retrieved on 2022-04-06.
  5. Members of the 11th Parliament of Uganda (en-US). Frontnews Online. Retrieved on 2022-04-06.
  6. Resolutions of the National Resistance Movement Central Executive Committee (en). Resolutions of the National Resistance Movement Central Executive Committee | National Resistance Movement. Retrieved on 2022-04-06.
  7. NRM CEC Confirms Rukutana, Muheesi, Rwamirama Victory (en-US). ChimpReports (2020-10-14). Retrieved on 2022-04-06.
  8. "I beat Tophas Kahwa in this Election" Flora Natumanya – Eizooba – Amakuru Ga'Bunyoro (en-US). Archived from the original on 2022-05-05. Retrieved on 2022-04-06.
  9. Committee on Environment and Natural Resources – Parliament Watch (en-US). Retrieved on 2022-04-06.
  10. Govt plans to gazette sand as a mineral (en). Monitor (2021-12-09). Retrieved on 2022-04-06.
  11. Gov’t Considers Gazetting Sand, Murram As Minerals (en-US). Business Focus (2021-12-07). Retrieved on 2022-04-06.
  12. SAND AND MURRUM TO BE GAZETTED AS MINERALS-MINISTER LOKERIS (en-US). Endyigito FM (2021-12-09). Archived from the original on 2022-10-16. Retrieved on 2022-04-06.
  13. MP Flora Natumanya donates 5 salon cars to act as medical vans in Kikuube District (en-US). Nowip Press (2021-09-26). Retrieved on 2022-04-06.