Florence Okoe
Ọdịdị
Florence Okoe
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Florence |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Novemba 1984 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
onye nsonye òtù egwuregwu | Ghana women's national football team, Tennis Borussia Berlin |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2007 FIFA Women's World Cup |
Florence Okoe (amụrụ ya na 12 na ọnwa Nọvemba na afọ 1984) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ mba ụwa nke ụmụ nwanyị na-agba dịka onye na-agba ọsọ n'etiti. Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2003 FIFA Women's World Cup na 2007 FIFA Women'S World Cup. Na klọb ọ na-egwuri egwu maka Ghatel Ladies na Ghana.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ List of Players. FIFA Women's World Cup China 2007. FIFA (2007). Archived from the original on October 14, 2012. Retrieved on 2007-09-28.