Frances Ames
Ọdịdị
Frances Ames
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | South Africa |
| Aha ọmụmụ | Frances Rix Ames |
| Aha enyere | Frances |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Eprel 1920 |
| Ebe ọmụmụ | Pretoria |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 11 Novemba 2002 |
| Ebe ọ nwụrụ | Rondebosch |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-akwado ikike mmadụ, neurologist |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Cape Town |
| Ihe nrite | Order of the Star of South Africa |
Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found.
Frances Rix Ames (Ọmụmụ: 20 April 1920 – Ọnwụ: 11 November 2002) bụ onye obodo nke South Africa na akwụ akwụ oge ọdi ndụ maka ọrụ ya na ihe gbasara igwọ ndi ara na ndi isi na adichaghi nma. Nwa ada Ames kpara ike na igbachitere ndi nmadụ ọtitọ ka nmadụ ibe ha ghara iwere ọnụ ha chie na ala aja.