Francisca Nneka Okeke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Francisca Nneka Okeke
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereFrancisca Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ebe ọmụmụOnịchạ Dezie
Ọrụ ọ na-arụphysicist, academic Dezie
ụdị ọrụ yaionosphere Dezie
onye were ọrụMahadum nke Nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
Ebe obibiAbuja Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1980 Dezie
Onye òtù nkeNigerian Academy of Science, International Astronomical Union Dezie
Ihe nriteL'Oréal-UNESCO Award For Women in Science, Fellow of the Nigerian Academy of Science Dezie

Francisca Nneka Okeke bu nwada onye obodo Naijiria onye oka mmuta sayensi na profeso nke ana akpo physics na mahadum nke naijiria na Nsukkama buru kwa nwanyi nke mbu bu onye isi ndgalaba na mahadum na afor 2011, akpobatara ya na otu obodo anyi nke ndi okacha mara nke sayensi. Otu nke nu nke kachasi na mmuta otu sayensi. Akpobatara ya na ndi di ka Abba Gumel, onye profesor nke mgbako na nwepu nke biology burukwa onye otu afrikan akademik nke sayensi

Okeke nyefere onwe ya n' ihe gbasara ihe nke oguru na agu kwa maka ionosphere na equitorial electrojet phenomenom. ihe nkea bu na anyanwu ka osi enweta ike ya,electrojet bu mmiri nke oku latric nke kewara uwa na owuwa anyanwu na akukuihe ana akpo equator na emekwa ihe nke ana akpo magnetic fieldna ndanye nke equatorna eme ka odi iche ugboro ise na ebe obola ozo na uwa nile. ihe ndanye nkea nke ana akpo magnetic equator ji kwa tinkom ole na ole gafee akara nke ana akpo north pole.

Okeke nyochara ma gukwa maka ihe gbasara anwu na ime ihe ana akpo ionosphere na emetuta ihe nke ne ejikote uwa onu. Nghota nke ga eme ka aghota ka maka ihu igwe na ihe mgbanwe na aputagasi na ya. Nghota nc kea ga enyere aka ighota ebe ogbu na igwe dika ala oma jijiji na ihe ndi di ka ya.

IHE NRITE Nwada Francisca nwere ihe nrite nke L'oreal-UNESCO NKE AGALABA UMU NWANYI NKE IHE NRITE SAYENSI NKE LAUREATE NKE MBA AFRIKA NA AFO 2013

References[dezie | dezie ebe o si]