Gaa na ọdịnaya

Fresh Air (airline)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Fresh Air
airline
Ụlọ ọrụ mmepụta iheairline Dezie
Aha gọọmentiFresh Air Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
Ọdịdị isi ụlọ ọrụLagos Dezie
Agbazere, kagburu ma ọ bụ ụbọchị kwaturu30 Eprel 2007 Dezie
Onye nhazi ụgbọ elu ICAOFRR Dezie

Fresh Air bụ ụlọ ọrụ ụgbọ elu na-ebu ibu nke dị na Ikeja, Lagos, Nigeria. Ọ na-arụ ọrụ ụgbọ na-ebu ibu karịsịa n'ime n'ime mpaghara ọdịda anyanwụ Africa. Isi ụlọ ọrụ ya bụ Murtala Mohammed International Airport, Lagos.[1]

Ihe ọmụma koodu

[dezie | dezie ebe o si]
  • ICAO Koodu: FRR
  • Ihe ịrịba ama: FRESH AIR[2]

Akụkọ ihe mere eme

[dezie | dezie ebe o si]

Ụgbọ

[dezie | dezie ebe o si]

Ka ọ na-erule n'ọnwa Machị afọ 2007, ụgbọelu Fresh Air gụnyere:[1]

  • 1 Antonov An-12
  • 1 Boeing 737-200
  • 1 McDonnell Douglas DC-9-30

Omenala a ma ama

[dezie | dezie ebe o si]

Fresh Air bụ aha ụlọ ọrụ ụgbọ elu ndị njem na ihe nkiri Wes Craven nke afọ 2005 Red Eye nke gosiputara Rachel McAdams.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Flight International 3 April 2007
  2. The Airline Codes Website. www.airlinecodes.co.uk. Archived from the original on 2008-08-28. Retrieved on 2017-08-30.